Numerals
Numerals
Igbo Numerals 1 - 50
gụgụ Igbo na-aga na iri na iri dịka n'okwu bekee. IRI bụ 10. IRI ABỤỌ bụ 10 + 10 m'obụ 10 x 2, etc. Onye ọbụla nwee ike ịguru na ire, ga enwe ike iguru na Nari(100). Ị guruo iri, ibido tinyewe ya otu, abụọ, atọ...ituolu/itenani dika na Bekee (10 + 1 bụ 11, 10 +2 bụ 12,...10 + 9 bụ 19). Ọnụ ọgụgụ ọzọ ma i rute itolu buzi iri abụọ (10 + 10).
If you can count in English, you can count in Igbo. All you do is to count up to 10 and start adding 1, 2, 3...to 9 to make 10 + 1 = 11 and 10 + 9 = 19. After 19, the next number will be 20 called Two tens (Iri abụọ). 30 is Three Tens or (Iri ato), etc
No |
Ime okwu n'igbo {sentences} |
0 efu
nọọtụ
Zero |
O nwere ihe efu n'ule
O nwelụ nọọtụ na nnene akwụkwọ
He/She scored a zero in the exam |
1 OTU
OFU
One
|
Biko nye otu dọla
Biko, Nye m ofu dọla
Please, give me a dollar |
2 ABỤỌ
ỊBỤỌ
|
Ụmụ aka "ABỤỌ"
Ụmụ ntakịlị "n'ỊBỤỌ"
Two infants |
3 ATỌ
ỊTỌ
|
Lekwa Nwamba atọ
Nekwa Nwamba ịto
Look at three cats
|
4 ANỌ
ỊNỌ
Four |
Ụmụ Nnụnụ "ANỌ" bere n'akala osisi
Ụmụ Nnụnụ "ỊNỌ" belụ n'akana osisi
Four birds are perched on tree branches
|
5 ISE
ISE Five |
Nnụnụ ISE ndị a mara nma
Nnụnụ ISE ndị a maka
These five birds are beautiful
|
6 ****** ISII
ISII
six |
Nne m na Nna m nwere Ụgbọ "ISII"
Nne m na Nna m nwelụ Ụgbọ "ISII"
My mother and father have six cars My parents have six cars
|
7 ******* ASAA
ỊSAA
Seven
|
Enwere m akwụkwọ "ASAA"
Enwelụ m akwụkwọ "ỊSAA"
I have seven books |
8 ******** ASATỌ
ISATỌ
Eight
|
Enwere m uwe "ASATỌ"
Enwelụ afe "ISATỌ"
I have eight clothes
|
9 ITOLU
ITENANỊ
Nine |
Nwanne m nwaanyị nwere akpụkpọ ụkwụ "ITOLU"
Nwanne m nwaanyị nwelụ alpụkpọ ụkwụ "ITENANỊ"
My sister has nine pairs of shoes
|
10 ********** IRI
ILI
Ten |
Nne m biko nye m dọla "IRI"
Nne m biko nye m dọla "ILI"
My mother, please give me ten dollars
|
11 ********** + 1 IRI NA OTU
ILI NA OFU
Eleven
|
Ego nwanne m nwoke dị "IRI NA OTU"
Ego nwanne m nwoke dị "ILI NA OFU"
My brother's money is eleven
|
12 ********** + 2 IRI NA ABỤỌ
ILI NA ỊBỤỌ
Twelve
|
Ego nwanne m nwaanyị dị "IRI NA ABỤỌ"
Ego nwanne m nwaanyị dị "ILI NA ỊBỤỌ"
My sister's money is twelve
|
13 ********** + 3 IRI NA ATỌ
ILI NA ỊTỌ
Thirteen |
Ji onye agbata obi anyị dị "IRI NA ATỌ"
Ji onye agbata obi anyị dị "ILI NA ỊTỌ"
Our neighbor's yams are thirteen
|
14 ********** + 4 IRI NA ANỌ
ILI NA ỊNỌ
Fourteen |
Onye agbata obi anyị nwere ụlọ "IRI NA ANỌ"
Onye agbata obi anyị nwelụ ụnọ "ILI NA ỊNỌ"
Our neighbor has fourteen houses
|
15 ********** + 5 IRI NA ISE
ILI NA ISE
Fifteen |
Nnanna m nwere ewu "IRI NA ISE"
Nna m oche nwelụ ewu "ILI NA ISE"
My grand father has fifteen goats
|
16 ********** + 6 IRI NA ISII
ILI NA ISII
Sixteen |
Nnenne m nwere ụmụ nne "IRI NA ISII"
Nne m oche nwelụ ụmụ nne "ILI NA ISII"
My grand mother has sixteen siblings
|
17 ********** + 7 IRI NA ASAA
ILI NA ỊSAA
Seventeen
|
Nnanna m nwere ụmụ nwa nwa "IRI NA ASAA"
Nna m oche nwelụ ụmụ nwa nwa "ILI NA ỊSAA"
My grand father has seventeen grand chldren
|
18 ********** + 8 IRI NA ASATỌ
ILI NA ỊSATỌ
Eighteen |
Ndị mụ na ha na-arụ ọrụ di "IRI NA ASATỌ"
Ndị mụ na fa na-alụ ọlụ dị "ILI NA ỊSATỌ"
My colleagues at work are eighteen My co-workers(People I work with) are eighteen in number
|
19 ********** + 9 IRI NA ITOLU
ILI NA ITENANỊ
Ninteen |
Ụmụ kalasị mu dị "IRI NA ITOLU"
Ụmụ kalasị mu dị "ILI NA ITENANỊ"
My classmates are ninteen
|
20 ********** +10 ********** 10 x 2 IRI ABỤỌ
ILI IBỤỌ
Twenty
|
Nna m, biko nye m dọla "IRI ABỤỌ"
Nna m, biko nye m dọla "ILI IBỤỌ"
My father, please give me twenty dollars
|
21 ********** +10 + 1 IRI ABỤỌ na OTU
ILI IBỤỌ na OFU
Twenty one |
Nwanne Nna m nwere ụmụ nwa nwa "IRI ABỤỌ na OTU"
Nwanne Nna m nwelụ ụmụ nwa nwa "ILI IBỤỌ na OFU"
My paternal uncle has twenty one grand children
|
30 ********** +10 + 10 IRI ATỌ
ILI ATỌ
Thirty
|
Nwanne nne m nwere Ọla aka "IRI ATỌ"
Nwanne nne m nwelụ Ọla aka "ILI ATỌ"
My maternal aunt has thirty wrist bands
|
40 ********** +10 + 10 + 10 IRI ANỌ
ILI ỊNỌ
Forty
|
Nwanne m nwaanƴị gbara afọ "IRI ANỌ" taa
Nwanne m nwanyị gbalụ afọ "ILI ỊNỌ" tata
My sister turned forty(40) years old today. |
50 ********** +10 + 10 + 10 + 10 IRI ISE
ILI ISE
Fifty |
Biko Nna m, nye m Naira "IRI ISE" m ji azụ akwukwọ
Biko Nna m, nye m Naira "ILI ISE" m ji egolu akwụkwọ
Please my father, give me fifty Naira to buy books.
|
Beginner Review: Numerals 1 to 20
Onụ ọgụgụ Igbo na-aga na iri na iri dịka n'okwu bekee. IRI bụ 10. IRI ABỤỌ bụ 10 + 10 m'obụ 10 x 2, etc. Onye ọbụla nwee ike ịguru na ire, ga enwe ike iguru na Nari(100). Ị guruo iri, ibido tinyewe ya otu, abụọ, atọ...ituolu/itenani dika na Bekee (10 + 1 bụ 11, 10 +2 bụ 12,...10 + 9 bụ 19). Ọnụ ọgụgụ ọzọ ma i rute itolu buzi iri abụọ (10 + 10).
If you can count in English, you can count in Igbo. All you do is to count up to 10 and start adding 1, 2, 3...to 9 to make 10 + 1 = 11 and 10 + 9 = 19. After 19, the next number will be 20 called Two tens (Iri abụọ). 30 is Three Tens or (Iri ato), etc
No |
Ime okwu n'igbo {sentences} |
0 efu
nọọtụ
Zero |
O nwere ihe efu
O nwelụ nọọtụ
He/She scored a zero in the exam |
1 OTU
OFU
One
|
Biko nye otu dọla
Biko, Nye m ofu dọla
Please, give me a dollar |
2 ABỤỌ
ỊBỤỌ
Two
|
Ụmụ aka "ABỤỌ"
Ụmụ ntakịlị "n'ỊBỤỌ"
Two infants |
3 ATỌ
ỊTỌ
Three |
Lekwa Nwamba atọ
Nekwa Nwamba ịto
Look at three cats
|
4 ANỌ
ỊNỌ
Four |
Ụmụ Nnụnụ "ANỌ"
Ụmụ Nnụnụ "ỊNỌ"
Four birds
|
5 ISE
ISE
Five
|
E nwere m mkpisi aka ISE
E nwelụ mkpisi aka ISE
These five birds are beautiful |
6 ISII
ISII
six |
Nna m nwere Ụgbọ "ISII"
Nna m nwelụ Ụgbọ "ISII"
My father has six cars
|
7 ASAA
ỊSAA
Seven |
Enwere m akwụkwọ "ASAA"
Enwelụ m akwụkwọ "ỊSAA"
I have seven books |
8 ASATỌ
ISATỌ
Eight |
Enwere m uwe "ASATỌ"
Enwelụ afe "ISATỌ"
I have eight clothes |
9 ITOLU
ITENANỊ
Nine |
Nne m nwere akpụkpọ ụkwụ "ITOLU"
Nne m nwelụ alpụkpọ ụkwụ "ITENANỊ"
My Mother has nine pairs of shoes |
10 IRI
ILI
Ten |
Biko nye m dọla "IRI"
Biko nye m dọla "ILI"
Please give me ten dollars |
11 IRI NA OTU
ILI NA OFU
Eleven
|
Ego m dị "IRI NA OTU"
Ego m dị"ILI NA OFU"
My money is eleven
|
12 IRI NA ABỤỌ
ILI NA ỊBỤỌ
Twelve
|
Ego nwanne m nwoke dị "IRI NA ABỤỌ"
Ego nwanne m nwoke dị "ILI NA ỊBỤỌ"
My nrother's money is twelve
|
13 IRI NA ATỌ
ILI NA ỊTỌ
Thirteen |
Uwe nwanne m nwanyị dị "IRI NA ATỌ"
Uwe nwanne m nwanyị dị "ILI NA ỊTỌ"
Our neighbor's yams are thirteen
|
14 IRI NA ANỌ
ILI NA ỊNỌ
Fourteen |
Nnanna m nwere ụlọ "IRI NA ANỌ"
Nna m oche nwelụ ụnọ "ILI NA ỊNỌ"
My grand father has fourteen houses
|
15 IRI NA ISE
ILI NA ISE
Fifteen |
Nnenne m nwere ji "IRI NA ISE"
Nne m oche nwelụ ji "ILI NA ISE"
My grand mother has fifteen yams
|
16 IRI NA ISII
ILI NA ISII
Sixteen |
Enyi m nwere ụmụ nne "IRI NA ISII"
Ọyi m nwelụ ụmụ nne "ILI NA ISII"
My friend has sixteen siblings
|
17 IRI NA ASAA
ILI NA ỊSAA {
Seventeen
|
Nnanna m nwere ụmụ nwa nwa "IRI NA ASAA"
Nna m oche nwelụ ụmụ nwa nwa "ILI NA ỊSAA"
My grand father has seventeen grand children
|
18 IRI NA ASATỌ
ILI NA ỊSATỌ
Eighteen |
Efere anyị dị "IRI NA ASATỌ"
Efele anyị dị "ILI NA ỊSATỌ"
Our plates are eighteen
|
19 IRI NA ITOLU
ILI NA ITENANỊ
Ninteen |
Ụmụ kalasị mu dị "IRI NA ITOLU"
Ụmụ kalasị mu dị "ILI NA ITENANỊ"
My classmates are ninteen
|
20
IRI ABỤỌ
ILI IBỤỌ
Twenty
|
Nna m, biko nye m dọla "IRI ABỤỌ"
Nna m, biko nye m dọla "ILI IBỤỌ"
My father, please give me twenty dollars
|
Days of the Week
(A) Ụbọchị n'izu ụka
Ụbọchị n'izu ụka
Days of the Week
No |
Days In IGBO Calendar |
1 |
Abalị mbụ n'izu ụka
Abanị mbu n'izụ ụka
Sunday |
2 |
Abalị abụọ n'izu ụka
Abanị ebụọ n'izụ ụka
Monday |
3 |
Abalị atọ n'izu ụka
Abanị itọ n'izụ ụka
Tuesday |
4 |
Abanị anọ n'izu ụka
Abanị inọ n'izụ ụka
Wednesday
|
5 |
Abalị ise n'izu ụka
Abanị ise n'izụ ụka
Thursday |
6 |
Abalị isii n'izu ụka
Abanị isii n'izụ ụka
Friday |
7 |
Abalị asaa n'izu ụka
Abanị essa n'izụ ụka
Saturday |
Days of the Week
(A) Ụbọchị n'izu ụka
Ụbọchị n'izu ụka
Days of the Week
No |
Days In IGBO Calendar |
1 |
Abalị mbụ n'izu ụka
Abanị mbu n'izụ ụka
Sunday |
2 |
Abalị abụọ n'izu ụka
Abanị ebụọ n'izụ ụka
Monday |
3 |
Abalị atọ n'izu ụka
Abanị itọ n'izụ ụka
Tuesday |
4 |
Abanị anọ n'izu ụka
Abanị inọ n'izụ ụka
Wednesday
|
5 |
Abalị ise n'izu ụka
Abanị ise n'izụ ụka
Thursday |
6 |
Abalị isii n'izu ụka
Abanị isii n'izụ ụka
Friday |
7 |
Abalị asaa n'izu ụka
Abanị essa n'izụ ụka
Saturday |
Weeks of the Month
IZU ỤKA N'ỌNWA
Weeks of the Month
No |
IGBO |
ENGLISH |
1 |
Izu Ụka nke Mbụ
Izu Ụka nke Mbụ
|
First Week of the Month |
2 |
Izu Ụka nke Abụọ
Izu Ụka nke Ebụọ
|
Second Week of the Month |
3 |
Izu Ụka nke Atọ
Izu Ụka nke Etọ
|
Third Week of the Month |
4 |
Izu Ụka nke Anọ
Izu Ụka nke Inọ
|
Fourth Week of the Month |
Calendar Counting Pattern
ỊGỤ ỤBỌCHI, ỌNWA M'ỌBỤ ARO
Counting patternNGLISH
No |
IGBO |
ENGLISH |
1 |
Otu Ụbọchị
Ofu Ụbọsị
|
One Day |
2 |
Otu Izu
Ofu Izu
|
One Week |
3 |
Otu Ọnwa
Ofu Ọnwa
|
One Month |
4 |
Otu Afọ
Ofu Arọ
|
One Year |
Months of the Year
No |
Months in Igbo |
ENGLISH |
1 |
Ọnwa mbu n'afọ
Ọnwa mbu n'aro
|
January |
2 |
Ọnwa abụọ n'afọ
Ọnwa ebuọ n'arọ
|
February |
3 |
Ọnwa atọ n'afọ
Ọnwa itọ n'arọ
|
March |
4 |
Ọnwa anọ n'afọ
Ọnwa inọ n'arọ
|
April |
5 |
Ọnwa ise n'afọ
Ọnwa ise n'arọ
|
May |
6 |
Ọnwa isii n'afọ
Ọnwa isii n'arọ
|
June |
7 |
Ọnwa asaa n'afọ
Ọnwa isaa n'arọ
|
July |
8 |
Ọnwa asatọ n'afọ
Ọnwa isatọ n'arọ
|
August |
9 |
Ọnwa itolu n'afọ
Ọnwa itenanị n'arọ
|
September |
10 |
Ọnwa iri n'afọ
Ọnwa ili n'arọ
|
October |
11 |
Ọnwa iri na otu n'afọ
Ọnwa ili na ofu n'arọ
|
November |
12 |
Ọnwa iri na abụọ n'afọ
Ọnwa ili na ebụọ n'arọ
|
December
|
Telling Time in Igbo
Time in AM(Mgbe Chi di) |
Time in PM(Mgbede/Anyasi)
|
Elekere anya mbu nke ụtụtụ
Enekene anya mbụ nke ụtụtụ
One O'clock AM
|
Elekere anya mbu nke anyasi
Enekene anya mbụ nke mgbede
One O'clock PM |
Elekere anya abụọ nke ụtụtụ
Enekene anya ebụọ nke ụtụtụ
Two O'clock AM
|
Elekere anya abụọ nke anyasi
Enekene anya ebụọ nke mgbede
Two O'clock PM |
Elekere anya atọ nke ụtụtụ
Enekene anya etọ nke ụtụtụ
Three O'clock AM
|
Elekere anya atọ nke anyasi
Enekene anya etọ nke mgbede
Three O'clock PM |
Elekere anya anọ nke ụtụtụ
Enekene anya enọ nke ụtụtụ
Four O'clock AM
|
Elekere anya anọ nke anyasi
Enekene anya enọ nke mgbede
Four O'clock PM |
Elekere anya ise nke ụtụtụ
Enekene anya ise nke ụtụtụ
Five O'clock AM
|
Elekere anya ise nke anyasi
Enekene anya ise nke mgbede
Five O'clock PM |
Elekere anya isii nke ụtụtụ
Enekene anya isii nke ụtụtụ
Six O'clock AM
|
Elekere anya isii nke anyasi
Enekele anya isii nke mgbede
Six O'clock PM |
Elekere anya asaa nke ụtụtụ
Enekene anya esaa nke ụtụtụ
Seven O'clock AM |
Elekere anya asaa nke anyasi
Enekene anya asaa nke mgbede
Seven O'clock PM
|
Elekere anya asatọ nke ụtụtụ
Enekene anya esatọ nke Ụtụtụ
Eight O'clock AM
|
Elekere anya asatọ nke anyasi
Enekene anya asatọ nke mgbede
Eight O'clock PM |
Elekere anya itolu nke ụtụtụ
Enekene anya itenanị nke ụtụtụ
Nine O'clock AM
|
Elekere anya itolu nke anyasi
Enekene anya itenani nke mgbede {mp3}tt9bb{/play}
Nine O'clock PM |
Elekere Anya irị nke ụtụtụ {mp3}tt10{/mp3}
Enekene Anya ili nke ụtụtụ
Ten O'clock AM
|
Elekere anya iri nke anyasi
Enekene anya ili nke mgbede
Ten O'clock PM |
Elekere anya iri na otu nke ụtụtụ
Enekene anya ili na ofu nke Ụtụtụ
Eleven O'clock AM
|
Elekere anya iri na otu nke anyasi
Enekele anya ili na ofe nke mgbede
Eleven O'clock PM |
Elekere anya iri na abụọ nke Ụtụtụ
Enekene anya ili na ebụọ ọnke ụtụtụ
Twelve Noon
|
Elekere anya iri na abụọ nke anyasi
Enekene anya ili na ebụọ nke mgbede
Twelve Midnight
|
Numerals:Telling Time in Igbo
Holidays/Festivities
Holidays/ YEARLY FESTIVITIES
IGBO |
ENGLISH |
Ọƙọchi
Ọkọchị
|
Dry Season |
Udu Mmiri
Udu Mmili
|
Rainy Season |
Ekeresmas
Ekreshmas |
Christmas |
Afọ Ọhụọ
Arọ Ọfụọ
|
New Year
|