Home
Months of the Year
No |
Months in Igbo |
ENGLISH |
1 |
Ọnwa mbu n'afọ
Ọnwa mbu n'aro
|
January |
2 |
Ọnwa abụọ n'afọ
Ọnwa ebuọ n'arọ
|
February |
3 |
Ọnwa atọ n'afọ
Ọnwa itọ n'arọ
|
March |
4 |
Ọnwa anọ n'afọ
Ọnwa inọ n'arọ
|
April |
5 |
Ọnwa ise n'afọ
Ọnwa ise n'arọ
|
May |
6 |
Ọnwa isii n'afọ
Ọnwa isii n'arọ
|
June |
7 |
Ọnwa asaa n'afọ
Ọnwa isaa n'arọ
|
July |
8 |
Ọnwa asatọ n'afọ
Ọnwa isatọ n'arọ
|
August |
9 |
Ọnwa itolu n'afọ
Ọnwa itenanị n'arọ
|
September |
10 |
Ọnwa iri n'afọ
Ọnwa ili n'arọ
|
October |
11 |
Ọnwa iri na otu n'afọ
Ọnwa ili na ofu n'arọ
|
November |
12 |
Ọnwa iri na abụọ n'afọ
Ọnwa ili na ebụọ n'arọ
|
December
|