Login and Register

Log in  \/ 
x
x
Register  \/ 
x

Home

Igbo Numerals 1 - 50

gụgụ Igbo na-aga na iri na iri dịka n'okwu bekee. IRI bụ 10. IRI ABỤỌ bụ 10 + 10 m'obụ 10 x 2, etc. Onye ọbụla nwee ike ịguru na ire, ga enwe ike iguru na Nari(100). Ị guruo iri, ibido tinyewe ya otu, abụọ, atọ...ituolu/itenani dika na Bekee (10 + 1 bụ 11, 10 +2 bụ 12,...10 + 9 bụ 19). Ọnụ ọgụgụ ọzọ ma i rute itolu buzi iri abụọ (10 + 10).

 

If you can count in English, you can count in Igbo. All you do is to count up to 10 and start adding 1, 2, 3...to 9 to make 10 + 1 = 11 and 10 + 9 = 19. After 19, the next number will be 20 called Two tens (Iri abụọ). 30 is Three Tens or (Iri ato), etc

 

 

 

No

 

Ime okwu n'igbo

{sentences}

 

0

efu

nọọtụ

Zero

 

O nwere ihe efu n'ule

O nwelụ nọọtụ na

nnene akwụkwọ

 

He/She scored a

zero in the exam

 

1

OTU

 

 

OFU

 

One

 

 

 

Biko nye otu dọla

 

Biko, Nye m ofu dọla

 

Please, give me

a dollar

2

ABỤỌ

 

ỊBỤỌ

 

 

 

Ụmụ aka "ABỤỌ"

Ụmụ ntakịlị "n'ỊBỤỌ"

Two infants

3

ATỌ

ỊTỌ

 

Lekwa Nwamba atọ

 

 

Nekwa Nwamba ịto

Look at three cats

 

4

ANỌ

 

ỊNỌ

Four

Ụmụ Nnụnụ "ANỌ"

bere n'akala osisi

 

Ụmụ Nnụnụ "ỊNỌ"

belụ n'akana osisi

 

Four birds are

perched on tree

branches

 

5

ISE

 

ISE

Five

Nnụnụ ISE ndị a

mara nma

 

Nnụnụ ISE ndị a maka

 

These five birds are beautiful

 

 

 

6

******

ISII

 

 

ISII

 

six

Nne m na Nna m

nwere Ụgbọ "ISII"

 

Nne m na Nna m

nwelụ Ụgbọ "ISII"

 

My mother and

father have six cars

My parents have

six cars

 

 

 

7

*******

ASAA

 

ỊSAA

Seven

 

 

 

Enwere m akwụkwọ

"ASAA"

 

Enwelụ m akwụkwọ

"ỊSAA"

 

I have seven books

8

********

ASATỌ

ISATỌ

Eight

 

Enwere m uwe "ASATỌ"

Enwelụ afe "ISATỌ"

I have eight clothes

 

9

ITOLU

 

ITENANỊ

 

Nine

Nwanne m

nwaanyị nwere

akpụkpọ ụkwụ "ITOLU"

 

Nwanne m

nwaanyị nwelụ

alpụkpọ ụkwụ

"ITENANỊ"

 

My sister has nine

pairs of shoes

 

10

**********

IRI

 

ILI

 

Ten

Nne m biko nye m

dọla "IRI"

 

Nne m biko nye m

dọla "ILI"

 

My mother, please

give me ten dollars

 

 

11

********** + 1

IRI NA OTU

 

ILI NA OFU

Eleven

 

 

Ego nwanne m

nwoke dị "IRI NA OTU"

Ego nwanne m

nwoke dị "ILI NA OFU"

My brother's money

is eleven

 

12

********** + 2

IRI NA ABỤỌ

 

ILI NA ỊBỤỌ

Twelve

 

 

Ego nwanne m

nwaanyị dị

"IRI NA ABỤỌ"

Ego nwanne m

nwaanyị

dị "ILI NA ỊBỤỌ"

 

My sister's money

is twelve

 

13

********** + 3

IRI NA ATỌ

 

ILI NA ỊTỌ

 

Thirteen

Ji onye agbata obi

anyị dị "IRI NA ATỌ"

 

 

Ji onye agbata obi

anyị dị "ILI NA ỊTỌ"

 

Our neighbor's yams are thirteen

 

 

14

********** + 4

IRI NA ANỌ

 

ILI NA ỊNỌ

 

Fourteen

Onye agbata obi anyị

nwere ụlọ "IRI NA ANỌ"

 

Onye agbata obi anyị nwelụ ụnọ "ILI NA ỊNỌ"

 

Our neighbor has

fourteen houses

 

15

********** + 5

IRI NA ISE

 

ILI NA ISE

 

Fifteen

Nnanna m nwere

ewu "IRI NA ISE"

 

Nna m oche nwelụ

ewu "ILI NA ISE"

My grand father

has fifteen goats

 

 

 

16

********** + 6

IRI NA ISII

 

ILI NA ISII

 

Sixteen

Nnenne m nwere

ụmụ nne "IRI NA ISII"

 

Nne m oche nwelụ

ụmụ nne "ILI NA ISII"

My grand mother has sixteen siblings

 

 

17

********** + 7

IRI NA ASAA

ILI NA ỊSAA

Seventeen

 

 

Nnanna m nwere ụmụ nwa nwa "IRI NA ASAA"

Nna m oche nwelụ

ụmụ nwa nwa

"ILI NA ỊSAA"

My grand father

has seventeen grand chldren

 

18

********** + 8

IRI NA ASATỌ

 

ILI NA ỊSATỌ

 

Eighteen

Ndị mụ na ha na-arụ

ọrụ di "IRI NA ASATỌ"

Ndị mụ na fa na-alụ

ọlụ dị "ILI NA ỊSATỌ"

My colleagues at

work are eighteen

My co-workers(People

I work with) are

eighteen in number

 

 

 

19

********** + 9

IRI NA ITOLU

ILI NA ITENANỊ

 

Ninteen

Ụmụ kalasị mu dị

"IRI NA ITOLU"

Ụmụ kalasị mu dị

"ILI NA ITENANỊ"

My classmates are

ninteen

 

 

20

********** +10

********** 10 x 2

IRI ABỤỌ

 

ILI IBỤỌ

 

Twenty

 

Nna m, biko nye m

dọla "IRI ABỤỌ"

Nna m, biko nye m

dọla "ILI IBỤỌ"

My father, please give me twenty dollars

 

21

********** +10 + 1

IRI ABỤỌ na OTU

ILI IBỤỌ na OFU

 

Twenty one

Nwanne Nna m

nwere ụmụ nwa nwa

"IRI ABỤỌ na OTU"

Nwanne Nna m

nwelụ ụmụ nwa nwa

"ILI IBỤỌ na OFU"

My paternal uncle

has twenty one grand children

 

30

********** +10 + 10

IRI ATỌ

 

ILI ATỌ

 

Thirty

 

Nwanne nne m nwere

Ọla aka "IRI ATỌ"

Nwanne nne m nwelụ

Ọla aka "ILI ATỌ"

My maternal aunt has thirty wrist bands

 

40

********** +10 + 10 + 10

IRI ANỌ

 

ILI ỊNỌ

Forty

 

 

 

Nwanne m nwaanƴ

gbara afọ "IRI ANỌ" taa

Nwanne m nwanyị

gbalụ afọ "ILI ỊNỌ" tata

 

My sister turned

forty(40) years

old today.

50

********** +10 + 10 + 10 + 10

IRI ISE

 

ILI ISE

 

Fifty

 

Biko Nna m, nye

m Naira "IRI ISE"

m ji azụ akwukwọ

Biko Nna m, nye

m Naira "ILI ISE"

m ji egolu akwụkwọ

 

Please my father,

give me fifty

Naira to buy books.

 

IGBO AMAKA

ỤLỌAKWỤKWỌ IGBO

MỤTA IGBO

CULTURAL DANCE

MASQUERADE

EGWU DI YA

EDEMEDE IGBO

ONYE NKUZI IGBO

OLU ỤMỤ IGBO

IGBO MADE EASY

Learn In Igbo in 1 day

Learn In Igbo

Copyright � 2018-2020. Mother Tongue Academy. All Rights Reserved.We can be  reached  by Phone at (516) 442-9191  or by our Website  Contact  E-mail