Login and Register

Log in  \/ 
x
x
Register  \/ 
x

Animals/Zoo

 

IGBO/

ENGLISH

IGBO SENTENCES 

 & ENGLISH

 1

Adaka

Adaka

Baboon

 

 

Adaka na-ezu ike

n'elu osisi

Adaka na-ezu ike

n'enu osisi

A Baboon is

resting

on a tree top

 2 Agụ

Agụ

Tiger

Agụ na Ọdụm bụ

Eze ụmụ anụmanụ

Agụ na Ọdụm bụ

Eze

ụmụ anụmanụ

Tiger and Lion are

kings of the animals

 3

Agụ Iyi

Agụ Iyi

Crocodile

Anyị huru Agụ Iyi

na Mmiri ukwu

Anyị fụlụ Agụ Iyị

na nnukwu Mmili

 

We saw a crocodile

in the Ocean

4

Agwọ

Agwọ

Snake

Nke a bụ Agwọ dị odo odo

This is a yellow

Snake

Ife  a bụ agwọ dị

ogonogo

This is a long snake

 

  5

Ụmụ Anụmanụ

Ụmụ Anụmanụ

Animals

Lekwa ebe "Ụmụ

Anụmanụ" zukọtara

Nekwa ọgbakọ

"Ụmụ Anụmanụ"

Look at a gathering

of animals

6

A

Anwụ

Bee

 Anụ gbara Chike

n'anya

Anwụ gbala Chike

 n'anya

A bee stung

Chike'seye

 Vocabulary:

Chike = name of

a male

 anya = eye

 

 

 7

Anwnta

Anwụnta

Mosquito

Anwụnta tara Nwanne

m nwoke 

Anwụnta talụ

Nwanne m nwoke              

My brother was

bitten by a mosquito

 

8

Akika

Akika

tz termites

Termite

 

Akịka tara ụlọ 

onye agbata

obi anyị

Akịka talụ  ụnọ

onye agbata

obi anyị

Termite destroyed

Our neighbor's house

 

 9

Atr

Atụlụ

Sheep

Nke a bụ Atụru

nọ n'ubi

Ndi a bụ Atụlụ

 nọ n'ubi

These are Sheep

in a farm

Vocabulary:

nọ = lives; stays; 

 habitates

ubi = farm

 

 10

Awọ

Awọ

Frog

Nke a bụ Awọ

nọ n'elu osịsị

Ife a bụ Awọ

nọ n'enu osisi

This is a frog

on a tree

 Vocabulary:

Nke a = This

 bụ = is

 Nọ = staying; on

 Elu (enu) = top;

 osisi = tree

 

 11

Azụ

Azụ

Fish

 

Ihe a bụ Azụ ndụ

Ife a bụ Azụ ndụ

This is a fresh fish

 Ihe (ife) = This; bụ = is

ndu = life(fresh)

12

Egbe

Egbe

 

Kite

Egbe buru nwa

ọkụkọ anyị

Egbe bulu nwa

ọkụkọ anyị

 

 13

Ehi

Efi

 tz cow

Cow

"Ehi" nke a

gbara agba

Nke a bụ nnukwu

"Efi"

This cow is huge

 14

Ejula

Ejuna

Snail

Nne m tere ofe Ejula

Nne m sili ofe Ejuna

My mother prepared

A snail's soup

 Vocabulary:

Nne = Mother

 siri(sili) = cooked,

prepared

 ofe = soup

 

 15

Ele

Ene

Antelope

Nke a bụ Ele nọ n'ọhịa

Ife a bụ Ene nọọ n'ọfịa

This is an antelope

16

Enyi

Enyi

 

Elephant

 

Enyi nkea gbara

agba nke ukwu

Enyi nkea gbara

agba rinne

This is a mighty

Elephant

Vocabulary:

ukwu = big

  17

 Enyi Mmiri

Enyi Mmili

Hippopotamus

 Enyi Mmiri bụ eze mmiri

Enyi Mmili bu eze

mmili

Hippopotamus is

The king of the sea

 

18

Enyi Nnụnụ

Enyi Nnụnụ

tz ostrich

Ostrich

Nwanne m nwoke

hụrụ Enyị Nnụnụ

Nwanne m nwoke

fulụ Enyị Nnụnụ

My brother saw

an Ostrich

 Vocabulary:

Nwanne Nwoke = Brother

 huru(fụlụ) = see, saw

 

19

Enwe

Enwe

  Monkey

Enwe nọọ n'elu osisi

Enwe nọọ n'enụ osisi

A monkey is

on a tree 

 

20

Ewu

 Ewu

tz goat

Goat

  Nke a bụ Ewu ọcha

Nke a bụ Ewu

 ọcha

This is a white

Goat

 

 

 21

 Ewi

Ewi

Rabbit

Anyị gbara ọnya ewi

Anyị gbalụ ọnya ewi

We set a trap for a Rabbit

 

 22

 Ezi

Ezi

tz pig3

Pig

Anụ Ezi na-atọ

Enyi m ụtọ

Anụ Ezi na-asọ 

Ọyi m ụsọ

My friend enjoys

Pig meat (beacon)

 

 23

Idede

Spider

Igere Idede =

Spider Web

Ahụrụ m Idede di

n'ime obodo

Afụlụ m Idede dị

n'ime obodo

I saw a spider in the village

24

Ichoku

Ichoku

Parrot

Ichoku bụ  nnụnụ

mara nma

Ichoku bụ ọmalicha

nnụnụ

A parrot is a beautiful bird  

 

25

Igwurube

Igwurube

 

Locust

 

Igwuribe mebiri

ubi anyị

Igwuribe mebili

ubi anyị

Locust devoid

our farm

 26

Ikporikpo

Ikpolikpo

 Peacock

 

Ikporikpo bụ

nnụnụ mara mma

Ikpolikpo bụ

nnụnụ mala mma

Peacock is a

beautiful bird

 

 

27

Iji

Ijiji

 tz fly

 Fly

 

 

Iji dị n'ime

obodo nke ukwu

Iji dị n'ime obodo

 rinne

There are lots of

flies in the village

28

Inyinya

Anyanya

Horse

Nna m nọ n'elu  

Inyinya

Nna m nọo n'enụ 

Anyanya

My father is on

top of a horse

 29

Inyinya Ibu

Anyanya Ibu

Donkey

Nna m nwere Inyinya Ibu

Nna m nwelụ Anyanya Ibu

My father owns a Donkey

 30

Ikwikwi

Ikwikwi

Owl

Ikwikwi na-atụ

m egwu

Ikwikwi na-eji

m ụjọ

I am scared of owls

31

Mbe

Mbe

 

Tortoise/Turtle

 

Mbe na-aghọ aghụghọ

Mbe na-aghọ aghụghọ

The Tortoise is

a tricky animal

 32

Mbara

Mbala

Toad

 

Mbara na Awọ

bụ nwanne 

Mbala na Awọ

bụ nwanne

A Toad and a 

frog are related

 33 

Nkapị

Nkankwụ

 Shrew

Nkapị na-esi isi

Nkankwụ na-esi isi

A shrew smells

 34

Ngwere

Ngwele

 

Lizard

Nke bụ Ngwere

na-acha

akwụkwọ ndụ

Ife a bụ Ngwele

na-acha

akwụkwọ ndụ

This is a green

lizard

Voocabulary:

na-acha = to

have a color

akwụkwọ ndụ =

green

 

 35

Nkịta

 Nkita

 

Dog

Nkịta na-eche

ụlọ anyị

Nkita na-eche

ụnọ anyị

A dog gaurds

Our home/house

 36

Nwamba

Nwamba

Cats

 

Nwamba dị n'ụlọ

anyị dị atọ

Nwamba dị n'ụnọ

anyị dị atọ

We have three

cats in our 

house/home

  37

Nsikọ

Nrikọ

Crab

Ofe Nsikọ na-atọ ụtọ

Ofe Nrikọ na-asọ ụsọ

Crab soup is

delicious

Vocabulary:

ofe = soup

na-atọ or na-asọ =

is delicious

 38

Ụgbala

 Ụgbana

 Ọbọgwụ

Duck

Lekwa Ụgbala na nwa ya

Nekwa Ụgbana

na nwa ya

Nekwa Ọbọgwụ

na nwa ya

Look at a duck

and a duckling

Vocabulary: 

na = and

Nwa = child

 

 39

Ọdụm 

Ọdụm

Lion

Ọdụm  na Agụ

bụ Eze

ụmụ anụmanụ

Ọdụm  na Agụ

bụ Eze

ụmụ anụmanụ

Ọdụm and Agụ

are kings

of the animals

 

 40

Ọgazi

Ọgazi

 tz guinea fol

Guinea  Fowl

Anụ Ọgazi na-atọ ụtọ

Anụ Ọgazi na-asọ ụsọ

Guinea  Fowl's

meat tastes good

 

 41

Oke

Oke

Rat

Nwamba na-ata Oke

Nwamba na-ata Oke

A cat eats rats

 Vocabulary

na-ata = chews(eats)

42

Oke Bekee

Oke Oyibo

Guinea Pig

Oke Bekee ka eji

amụ ihe

Oke Oyibo ka eji

amụ ife

Guinea Pigs  are

used for experiments

 43

Ọkụkọ

 Ọkụkọ

Fowl

 

 

 

Nke a bụ Ọkụkọ

buru ibu

Ife a bụ Ọkụkọ

bulu ibu

This is a large

(big) Fowl

 44

Ọkwa

 Ọkwa

tz Partridge

Partridge

Ọkwa na Ọkụkọ

bụ nwanne 

Ọkwa na Ọkụkọ

bụ nwanne 

Patridge and fowl

are related

 Vocabulary:

na = and

nwanne = brother

(sister)/relations

 

 45

Ọzọ   

Ọzọ   

Chimpanzee

Ọzọ  na Enewe

bụ nwanne

Ọzọ na Enwe

bụ nwanne  

Chimpanzee and

Monkey are related

 46

Ọzodimgba

Ọzodimgba

 tz gorilla2

Gorilla

Ọzodimgba na

Ọzọ bụ nwanne

Ọzodimgba na

Ọzọ bụ nwanne

Gorilla and

Chimpanzee

are related

 47

Ọsa

  Ọsa

Squirrel

Ọsa na Mmadụ bụ

enyi n'Amirika

Ọsa na mmadụ bụ

ọyị n'Amirika

Humans and

Squirrels are

friendly in the USA

 48

Ụchịcha

Ụchịcha

Cockroach

Uchicha na-ebuta ọrịa n'ụlọ

Uchicha na-ebute

ọyịa n'ụnọ

Cockroach brings 

diseases  into homes

 49

Udele

Udene

Vulture

Udele bụ anụ ojọọ

Udene bụ ajọ anụ

A Vulture is

an ugly creature

 50

Ugo

Ugo

Eagle

 

Ugo bụ oke nnụnụ

Ugo bụ oke nnụnụ

The eagle is a

great bird

 51

Torotoro

Tolotolo

Turkey

E ji anụ Torotoro na 

eme ememe  inye 

onyinye  n’Amirịka

E ji anụ Tototolo

na eme ememe

inye onyinye

n’Amịrịka

Turkey is used

for Thanksgiving 

Celebration  in 

America

Pin It

IGBO AMAKA

ỤLỌAKWỤKWỌ IGBO

MỤTA IGBO

CULTURAL DANCE

MASQUERADE

EGWU DI YA

EDEMEDE IGBO

ONYE NKUZI IGBO

OLU ỤMỤ IGBO

IGBO MADE EASY

Learn In Igbo in 1 day

Learn In Igbo

Copyright � 2018-2020. Mother Tongue Academy. All Rights Reserved.We can be  reached  by Phone at (516) 442-9191  or by our Website  Contact  E-mail