Family Setting - New
Reviews: Beginner - Family Setting Part 1
Asụsụ banyere Ezi n'ụlọ
{audio}ikpe01.mp3{/audio}
Sentences about Family Setting
Igbo/English |
Sentences in Igbo/ English |
Nna {audio}ikpe1.mp3{/audio}
Father |
Nna m bụ ezigbo madụ {audio}ikpe1a.mp3{/audio} My father is a good man Nna m bụ dokinta {audio}ikpe1b.mp3{/audio}
My father is a doctor
|
Nne {audio}ikpe2.mp3{/audio}
Mother
|
Nne m mara nma {audio}ikpe2a.mp3{/audio} My mother is beautiful Nne m bụ ọmalicha nwanyị {audio}ikpe2b.mp3{/audio} My mother is beautiful Nne m nwere obi ọma {audio}ikpe2c.mp3{/audio} Nne m nwelụ obi ọma {audio}ikpe2d.mp3{/audio}
My mother is kind ------------------- Nne m bụ __ {audio}ikpe2e.mp3{/audio} My mother is _ Nne m bụ nọsụ {audio}ikpe2f.mp3{/audio} My mother is a nurse Nne m bụ Onye Nkuzi {audio}ikpe2g.mp3{/audio} My mother is a Teacher Nne m bụ Onye na-eku nwa {audio}ikpe2h.mp3{/audio} Nne m bụ Onye na-enode nwa {audio}ikpe2i.mp3{/audio} My Mother is a Baby Sitter |
Brother {audio}ikpe3.mp3{/audio}
Brother |
Nwanne m nwoke bụ Onye Ọka Ịkpe {audio}ikpe3a.mp3{/audio}
My brother is a lawyer |
Nwanne nwanyị {audio}ikpe4.mp3{/audio}
Sister
|
Nwanne m nwanyị bụ nwa akwụkwọ {audio}ikpe4a.mp3{/audio} My sister is a student |
Di na Nwunye {audio}ikpe5.mp3{/audio}
Husband & Wife
|
Anyi bụ di na Nwunye {audio}ikpe5a.mp3{/audio} We are husband and wife |
Nna Oche {audio}ikpe6.mp3{/audio} Nnanna {audio}ikpe6a.mp3{/audio} Grand father
|
Nna m oche ka di ndu {audio}ikpe6b.mp3{/audio} Nnana m ka di ndu {audio}ikpe6c.mp3{/audio} My grand father is still alive |
Nne Oche {audio}ikpe7.mp3{/audio} Nnenne {audio}ikpe7a.mp3{/audio} Grand mother
|
Nne Oche m di obi oma {audio}ikpe7b.mp3{/audio}
Nnenne m di obi oma {audio}ikpe7c.mp3{/audio} My Grand mother is kind |
Nwanne nna nwoke {audio}ikpe8.mp3{/audio} Nwanne nne nwoke {audio}ikpe8a.mp3{/audio} Uncle
|
Nwanne nna nwoke gbasiri ike {audio}ikpe8b.mp3{/audio} Nwanne nne nwoke gbasili ike {audio}ikpe8c.mp3{/audio} My Uncle is strong |
Nwanne nna nwanyi {audio}ikpe9.mp3{/audio} Nwanne nne nwanyi {audio}ikpe9a.mp3{/audio} Aunt
|
Nwanne nna nwanyi m bi n’ụlọ anyi {audio}ikpe9b.mp3{/audio} Nwanne nna nwanyi m bi n’ụnọ anyi {audio}ikpe9c.mp3{/audio} My Aunt lives in our house
|
Nwa ọhụọ {audio}ikpe10.mp3{/audio} Nwa ọfụọ {audio}ikpe10a.mp3{/audio} New Born Baby |
Nne m mụrụ Nwa ọhụọ {audio}ikpe10b.mp3{/audio} Nne m mụlụ Nwa ọfụọ {audio}ikpe10c.mp3{/audio} My mother gave birth to New Baby |
Nwokwe {audio}ikpe11.mp3{/audio}
Man
|
Nwoke a bụ nwanne m {audio}ikpe11a.mp3{/audio} This Man is my brother |
Nwanyi {audio}ikpe12.mp3{/audio} Female/Woman |
Onye nkuzi anyi bụ Nwanyi {audio}ikpe12a.mp3{/audio} Our Teacher is a Female/Woman |
Okorobịa {audio}ikpe13.mp3{/audio} Youth (male) Agbọghọbịa {audio}ikpe13a.mp3{/audio} Youth(female} |
Mazi bụ Okorobịa {audio}ikpe13b.mp3{/audio} Mazi is a Youth Nkechi bụ Agboghọbịa {audio}ikpe13c.mp3{/audio} Mazi is a Youth |
Nwatakiri nwoke {audio}ikpe14.mp3{/audio} Nwatakili nwoke {audio}ikpe14a.mp3{/audio} Boy
|
Nwatakiri nwoke na-akụ bọọlụ {audio}ikpe14b.mp3{/audio} Nwatakili nwoke na-agba bọọlụ . {audio}ikpe14c.mp3{/audio} The boy is playing ball |
Onye na-eku nwa {audio}ikpe15.mp3{/audio} Onye na-enodo nwa {audio}ikpe15a.mp3{/audio} Baby Sitter
|
Ngozi bụ Onye na-eku nwa {audio}ikpe15b.mp3{/audio}
Ngozi bụ Onye na-enodo nwa {audio}ikpe15c.mp3{/audio} Ngozi is a baby Sitter |