Home
GRID: Things Seen: Transportation
Ihe a na-ahụ n'ala/n'elu/na mmiri
Ife a na-afụ n'anị/n'enu/na mmili
Things Seen on Land/Air/Sea
English/Igbo
|
Sentences in Igbo & English
|
1 Car
Ụgbọ
Ụgbọ |
Nna m zụrụ Ụgbọ ọhụru
Nna m golụ Ugbọ ọfụlu
My father bought a new car.
|
2 Train
Ụgbọ Ala
Ụgbo Anị
Train |
Anyị jiri Ụgbọ Ala gaa New York
Anyị jili Ụgbọ Anị gaa New York
We went to New York by Train
|
3 Aeroplane
Ụgbọ Elu
Ụgbọ Enu
|
Nke a bụ Ụgbọ Elu
Ife a bụ Ụgbọ Enu
This is an aeroplane |
4 Helicopter
Ụgbọ Elu nta
Obele Ụgbọ Enu
mọbụ(or) Helikopta
|
Nke a bụ Ụgbọ Elu nta
Ife a bụ obele Ụgbọ Enu
This is a Helicopter
|
5 Bus
Ụgbọ ogologo
Ụgbọ ogonogo
Bọsu
|
Nke a bụ Ụgbọ ogologo
Ife a bụ Ụgbọ ogonogo
This is a bus
|
6 Ship
Ụgbọ Mmiri
Ụgbọ Mmili
|
Nke a bụ Ụgbọ mmiri
Ife a bụ Ụgbọ Mmili
This is a Ship
|
7 Ambulance
Ụgbọ Ndi Ọrịa
Ụgbọ Ndị Ọya
|
Nke a bụ Ụgbọ ndị ọrịa
Ife a bụ Ụgbọ ndị ọya
This is an ambulance
|
8 School Bus
Ugbo ala Ụlo Akwụkwọ
Bọsụ Ụmụ sukulu
|
Nke a bụ Ụgbo ala Ulo Akwụkwọ
Ife a bụ Ụgbọ Ụmụ Akwụkwọ
Nke a bụ Bọsụ ụmụ sukulu
This is a School bus
|
9 SUV/Truck
Ụgbo ọkwu ọtọ ekele Eze
Ụgbọ Ọkwu Ọtọ Ekene Eze
|
Nke a bụ Ụgbọ ọkwu ọtọ ekele Eze
Ife a bụ Ụgbọ ọkwu ọtọ ekene Eze
This is JEEP |
10 Taxi
Agbata Ekee
Agbata Ekee
|
Nke a bụ Agbata Ekee
Ife a bụ Agbata Ekee
This is a Taxi
|
11 Motor Cycle
Ọgba Tum Tum
Ekpekpe
Ọkada {mp3}ktr11b{/mp3}
|
Nke a bụ ọgba Tum Tum {mp3}ktr11c{/mp3}
Nke a bụ Ekpekpe
Ife a bụ Ọkada
This is a Motor Cycle
|
12 Bicycle
Igwe
Igwe
|
Nke a bụ Igwe
Ife a bụ Igwe
This is a bicycle
|
13 To Walk
Iji ụkwụ
Iji Ọkpa {mp3}ktr13a{/mp3
I ga Ije {mp3}ktr13b{/mp3}
|
Nke a bụ I ga Ije
Nke a bụ Iji Ọkpa
Ife a bụ I ga ije
This is to walk |
14 To Run
Ị gba ọsọ
Ị gba ọsọ
|
Nke a bụ ị gba ọsọ
Ife a bụ ị gba ọsọ
This is to run |