Login and Register

Log in  \/ 
x
x
Register  \/ 
x

Home

GRID: Kitchens/Restaurant

Ihe a na-ahụ n'Usekwu     

 

 

 Ife a na-afụ n'Usekwu    
Things seen in the Kitchen
    
 
    Igbo  /English
 
Igbo Sentences 
English
 
 
 
1.  Usekwu N'ime
Obodo
 
 
 Village Kitchen
 
 -----------------
Usekwu na Tesas
 
 
Cooking Range in Yexas
 

 

 
Anyi na-esi nri n'ezi
n'ime obodo 
 
 
 
  
Anyị na-esi nni n'ilo n'ime obodo
 
 We cook outside in the village
 
 
 
 
2.  Iko Ti
 
Iko Kọfị
kt tea cup2
 
 Tea Cup or

coffee cup

 
 

 

Biko nye m iko ti

Biko nye m iko ti

 

Please give me

a tea cup

Biko nye m iko kọfị

Biko nye m iko kọfị

 Please give me a

coffee cup

 
3.  Ite ighe ihe
 
Ite ighe ife
 
 
 Frying Pan
 

 

Nne m nwere ite ighe ihe

 

Nne m nwelụ ite ighe ife

 
My mother has a frying pan
 
4.  Ebe isa ihe n'usekwu
 
Ebe a na-asa
ife n'usekwu
 
 
 Kitchen Sink
 

 

Ihe a bụ"Ebe isa
ihe n'usekwu"
 
Ife a bụ "Ebe a
na-asa ife n'usekwu"
 
This is a Kichen Sink
 
 
5.  Igwe idakwa
nri n'ọkụ
 
Igwe eji eme
ka nni di ọkụ
 
 
 Micro wave
 
 
 

 

Anyị nwere "Igwe
idakwa nri n'ọkụ"
 
Anyị nwelụ "Igwe eji
eme ka nni di ọkụ"
 
We have a micro wave
 
 
6.  Firiiji
 
Igwe na-aju nri oyii
 
Igwe na-ajụ nni oyii
 
kt fridge
 
 Refrigerator
 
 

 

Anyi nwere "Firiiji"

Anyị nwelụ "Filiiji"
 
Anyị nwere "Igwe
na-ajụ nri oyii"
 
Anyị nwelụ "Igwe
na-ajụ nni oyii"
 
We have a refrigerator
 
 
7.  Ololo Mmanya
 
 Onono Mmanya
 
kt wine bottle
 
  Wine Bottle
 
      
      

Ihe a bụ "Ololo Mmanya"

 
Ife a bụ "Onono Mmanya"
      
 
 
This is a wine bottle

 

8.  Iko mmanya

 
Iko mmanya
 
 

 Wine Glass

 

 

 

Biko nye m 

"Iko mmanya"

{mp3}kt8a2{/mp3}
 
Biko nye kene m
"Iko mmanya"
 
Please give me a wine glass
 
9.  Ololo Mmiri 
 
Onono Mmili
 
Water Bottle 
 
 
 

 Ihe a bụ "Ololo Mmiri" 

 
Ife a bụ "Onono Mmili"
 
This is a water bottle
 
10.  Ololo mmanụ
 
Onono mmanụ 
kt oil bottle
 
Bottle of Oil / Oil bottle
 
 

 

Ihe a bụ

"Ololo mmanụ"

 
Ife a bụ
"Onono mmanụ" 
 
This is bottle of oil
 
 
 
11.  Tebulu  nri
 
Tebulu nni
 
 kt table2
 Dinning Table
 
 

 

Anyị nwere

"Tebulu " e ji eri nri 
 
 Anyị nwelụ
"Tebulu" e ji eli nni
 
 
We have a dinning table
 
 
 
 
12.  Ekwu Bekee
 
 
Ekwu Oyibo
 
 
 Cooking Range
 

 Nke a bụ

"Ekwu Bekee"

 
Nke a bụ
"Ekwu Oyibo"
 
 
This is a cooking range
 
13.  Efere
 
Efele
 
 
 Plates
 
 
 

 Ihe  a bu "Efere"

na-awa awa
 
Ife  a bụ "Efele"
nkụwa                             
 
These are breakable plates
 
14.  Ngaji
 

 Ngazi 

{augio}kt14aa1{/mp3}
 
   
 Spoon
 

 

Biko nye m "Ngaji"

 
 

 Biko nye m "Ngazi" 

 
 Please give me a spoon
 
 
15.  Ngaji Eze
 
Ngazi Eze 
 
 
 Fork
 
 
 

 

Biko nye m

"Ngaji Eze"
 

 Biko nye m

"Ngazi Eze" 
 
Please give me a fork
 
 
16.  Nma
 
Nma
 
 
 Knife
 
 
 

 

Were "Nma"dị nkọ

 
 
Welụ "Nma" dị nkọ
 
Take a sharp knife
 
 
 
17.  Oche 
 
Oche
 
 
 
 Chair
 
 
 
 

 Anyị nwere "Oche" 

n̂usekwu 

 
Anyị nwelụ "Oche"
n'usekwu
  
We have a chair in
 the kitchen
 
18.  Ihe Onyinyo
 
Ife enyo enyo
 
 
 Television
 
 

 Anyị nwere "Ihe

Onyinyo" n'ụlọ anyị
 
Anyị nwelụ "Ife
enyo enyo"n'uno anyị
 
We have a TV in
 our house
 
 
19.  Ezi na Ụlo na-eri nri
 
Ezi na Ụno na-eli nni
 
 kt family eating
 
 Family Eating
 
 
 

Ezi na Ụlo anyị na-eri

nri n'usekwu
 
 
Ezi na ụnọ anyị na-eli
nni n'usekwu
 
Our family is eating
food in the kitchen
 
 
20.   Nri
 
    Nni
 
 kt food rice
 
 Food
 
 
Nri Ji
  
Nni ji
 
 

Pounded Yam

 
 
 

 

 Nne m mara esi nri

 
Nne m ma esi nli
 
 
My mother knows how to cook
 
 
Ihe a bụ nri ji
 
 
Ife a bụ nni ji
 
This is pounded yam
 
 
 
21.  Ebe efere na-anọ
 
 
 
Ebe efele na-anọ
 
 
 China
 
 

Nke a bụ

"Ebe efere na-anọ"
 
Nke a bụ
"Ebe efele na-anọ"
 
 This is China
 
 
23.  Ite
 
  
 Ite

 

kt pot

 Pots
 
 
Ihe ndị a bụ Ite
 
 
Ife ndi a bụ ite
 
 
These are Pots
 
24.  Ketụlụ
 
 
Ketụlụ
 
 

Ite eji esi mmiri ọkụ

 
Ite eji esi mmili tii
 
 kt kettle
 
 Kettle
 

 

Ihe a bụ "Ketụlụ

 
 
Ife a bụ Ketụlụ
 
 
 
This is a KETTLE
 
25.  Nkata
 
 
 Nkata
 kt banana basket
 
 Basket
 
 
 

 

Ihe a bu Nkata une

 
 
Ife a bụ Nkata  une
 
 
This is a banana basket

 

 

 

IGBO AMAKA

ỤLỌAKWỤKWỌ IGBO

MỤTA IGBO

CULTURAL DANCE

MASQUERADE

EGWU DI YA

EDEMEDE IGBO

ONYE NKUZI IGBO

OLU ỤMỤ IGBO

IGBO MADE EASY

Learn In Igbo in 1 day

Learn In Igbo

Copyright � 2018-2020. Mother Tongue Academy. All Rights Reserved.We can be  reached  by Phone at (516) 442-9191  or by our Website  Contact  E-mail