Home
GRID: Socializing Part 4
|
|
Socializing Words/Pictures |
Sentences in Igbo & English |
Idi na nma
Idi na nma
Like |
Ike na Nkechi dị na nma
Ike na Nkechi di na nma
Ike and Nkechi like each other |
Ihuna anya
Ifụna anya
Love |
Ike hụrụ Nkechi n anya
Ike fụlụ Nkechi na anya
Ike loves Nkechi |
45 Ibi Oma
Iti obi
Hugging |
Ike na Nkechi na-ebi ọma
Ike na Nkechi na-eti obi
Ike and Nkechi are hugging |
46 Iriọ arịrio ọlụlụ
Ịyọ ayịyịọ ọnụnụ
Marriage proposal |
Ike na-ariọ Nkechi arịrịọ ọlụlụ
Ike na-ayọ Nkechi ayịyịọ ọnụnụ
Ike is proposing to marry Nkechi
|
47 Mgbala aka
Mgbana aka
Ring
---------------------------- Mgbala aka ilụ di na nwuye
Mgbana aka ilụ di na nwuye
Wedding Ring/Band |
Ike nyere Nkechi mgbala aka ọlụlụ
Ike nyelụ Nkechi mgbana aka ọnụnụ
Ike gave Nkechi an -------- Ike na Nkech yii mgbala aka di na nwunye
Ike na Nkech yii mgbana aka di na nwunye
Ike and Nkechi are wearing their Wedding Ring/Band
|
48 Igba akwụkwọ
Igba akwụkwọ
Wedding |
Ike na Nkechi gbara akwụkwọ
Ike na Nkechi gbalụ akwukwọ
Ike and Nkechi had a wedding |
49 Ememe igba akwụkwọ
ememe agbama akwụkwọ
Wedding Party/ celebration |
Ike na Nkechi mere ememe igba akwụkwọ
Ike na Nkechi melụ ememe agbama akwụkwọ
Ike and Nkechi had a Wedding Party |
50 ịmị Ọnụ
ịmị Ọnụ
Kissing |
Di na Nwunye na-amị ọnụ
Dị na nwunye na-amị Ọnụ Husband and wife are kissing |
51 Nri ezi na ụlọ
Nni Ezi na ụnọ
Family Dinning |
Anyị na-eri nri ezi na ụlọ
Anyị na-eli nni Ezi na ụnọ
We are eating like a family Dinning |
52 Izụ ahịa
Izu afịa
Shopping |
Mu na di m gara ahia
Mụna di m jelu afịa
My husband and I went shopping Nkechi na enyi ya nwoke gara ahia
Nkechi na ọyị ya nwoke jelụ afịa
Nkechi and her boy friend went shopping ---- Ha gara ahịa
Fa jelụ afia
They went shopping |
53 Mmekpa ahụ
Nsogbu
Problem/not feeling well |
Afọ na-arụ m
I have a stomach ache or My stomach is paining me ----- Ahụ na-enyem mmekpa ahụ
Ahụ na enye m nsogbu
I am not feeling well |
54 Kpọọ Dịbịa Bekee
Kpọọ Dokinta
Call a doctor |
Biko, kpọọrọ m Dịbịa Bekee
Biko, Kpọọlụ m Dokinta
Please, call a doctor for me |
Ụlọ ọgwụ
Ụnọ Ọgwụ
Hospital |
Kpọrọ m ga ụlọ ọgwụ
Kpooga m ụnọ ọgwụ
Take me to the Hospital |
56 Ime
Ime Pregnant |
Nwunye m di ime ejima
Nwunye m di ime ejima
My wife is pregnant with twins |
57 Imụ nwa
Imụ nwa Child birth |
Nwunye m mụrụ ejima
Nwunye m mụlụ ejima
My wife gave birth to a set of twins
|
58 Kedụ?
Kedụ?
How? |
Kedu maka ụmụ gi?
Kedu maka ụmụ gi?
How are your children? |
59 Nke ọma
Ọfụma
Fine |
Ụmụ aka m nọọ nke ọma
Ụmụ aka m nọọ ọfụma
My children are doing fine |
60 Kedu maka ndi nke gị
Kedu maka ndi nke gị
How about yours |
Ndi nke m nọọ nke ọma
Ndi nke m nọọ ọfụma
Mine (children) are doing fine
|