Login and Register

Log in  \/ 
x
x
Register  \/ 
x

Home

GRID: Socializing Part 3

 

 

 

Socializing Words/Pictures

Igbo & English

30

Iri nri n'ụlọ nri

 

 Ili nni n'ụnọ nnị

 

Dinning out in a Restaurant

 

 Ka anyi ga rie nri n’ulọ nri

dị na Manhattan

 

Ka anyi je lie nni n’unọ nni

di na Manhattan

Lets us go and eat in a

restaurant in Manhattan.

 

 31

Iga igwu mmiri

 

 

Ije  igwu mmili

 

 

 

  Go to swim

 

 Bia, ka anyị ga gwuo mmiri

 

Bia, ka anyị jee gwuo  mmiri

 

 Come, let us go  swimming

32

Lele  ndi na-agba bọlu

 Nene  ndi na-agba bọl

 

 

Watch people playing ball or Watch sports

 

  Ka anyi ga lele  ndi na-agba bọlu

 Ka anyi jee nene  ndi na-agba bọl

Let us go and watch people

playing ball or

Let us go and watch sports

 

33

 Ụbọchị ọmụmụ

 Ụbọsị ọmụmụ

 

 

 

 Birthday

 

Obị ụtọ nke Ụbọchị ọmụmụ

  Obị ụsọ nke Ụbọsị ọmụmụ

 

  Happy birthday

34

Obị ụtọ nke Valantan

  

 Obị ụsọ nke Valantan

 

 

  Happy valentines

 

A na m enye gi ekele

obi ụtọ nke Valantan

A na m enye gi ekene

obi ụsọ maka valantan

 I am wishing you a

happy valentine

 

35

Obị ụtọ nke Ista

 

 Obị ụsọ nke Ista

 Happy Easter

 

Ezigbo Obị ụtọ nke Ista

Ezigbo Obị ụsọ nke Ista

I wish you Happy Easter

36

Obị ụtọ nke Thanksgiving

 Obị ụsọ nke Thanksgiving

 

  Happy Thanksgiving

 

Obị ụtọ nke Thanksgiving

 

Obị ụsọ nke Thanksgiving

 

 Happy Thanksgiving

 37 

 Ekresmesi

 

 Ekresmesi

 

 

 Christmas

 

Obị ụtọ nke Ekresmesi

 Obị ụsọ nke Ekresmesi

 

  Happy Christmas

 38

Ihe arara

 

Ife nlancha

 

 Suwiitii

 

Sweet

 

 Ihe orara na-adi ụmụ

nwanyị  nma

 

 Ife nlacha na-asọ umu

nwanyị ụsọ

Suwiitii na-asọ umu

nwanyị ụsọ rie nne

 Sweets are great treats

for  women or

 Women love sweets a lot

 

 39

 Kandị

 

  Kandị

 

 

 Candy

 

Kandi na-atọ ụtọ

 

Kandi na-asọ ụsọ

 

Candy tastes good

40

Ihe onyinye

 

  Ife onyinye

 

 Gift box or

 

 Present

 

 Ike nyere Nkechi onyinye

 

Ike nyelụ Nkechi onyinye

 

Ike gave Nkechi a

gift/present

 41

Enyi

 

  Oyị

 

 

   Friend

Ike na Nkechi bụ enyi

 

Ike na Nkechi bụ oyị

 

Ike and Nkechi are friends

 42

Enyi nwoke na enyi nwanyị

 Oyị nwoke na oyi nwanyị

 

 

Boy friend and girl friend

 

Ike na Nkechi bụ enyi

nwoke na enyi nwanyị

Ike na Nkechi bụ oyị

nwoke na oyi nwanyị  

Ike and Nkechi are boy

friend and girl friend

 

 

 

IGBO AMAKA

ỤLỌAKWỤKWỌ IGBO

MỤTA IGBO

CULTURAL DANCE

MASQUERADE

EGWU DI YA

EDEMEDE IGBO

ONYE NKUZI IGBO

OLU ỤMỤ IGBO

IGBO MADE EASY

Learn In Igbo in 1 day

Learn In Igbo

Copyright � 2018-2020. Mother Tongue Academy. All Rights Reserved.We can be  reached  by Phone at (516) 442-9191  or by our Website  Contact  E-mail