Home
GRID: Family Setting
Igbo/English |
Igbo/English |
Nna
Father |
Nna m bụ ezigbo madụ
My father is a good man Nna m bụ dokinta
My father is a doctor
|
Nne
Mother
|
Nne m mara nma
My mother is beautiful Nne m bụ ọmalicha nwanyị
My mother is beautiful Nne m nwere obi ọma
Nne m nwelụ obi ọma My mother is kind ------------------- Nne m bụ __
My mother is _ Nne m bụ nọsụ
My mother is a nurse Nne m bụ Onye Nkuzi
My mother is a Teacher Nne m bụ Onye na-eku nwa
Nne m bụ Onye na-enode nwa
My Mother is a Baby Sitter |
Nwanne nwoke
Brother |
Nwanne m nwoke bụ Onye Ọka Ịkpe
My brother is a lawyer |
Nwanne nwanyị
Sister
|
Nwanne m nwanyị bụ nwa akwụkwọ
My sister is a student |
Di na Nwunye
Husband & Wife
|
Anyi bụ di na Nwunye
We are husband and wife |
Nna Oche
Nnanna
Grand father |
Nna m oche ka di ndu
Nnanna m ka di ndu
My grand father is still alive |
Nne Oche
Nnenne
Grand mother
|
Nne Oche m di obi oma
Nnenne m di obi oma
My Grand mother is kind |
Nwanne nna nwoke
Nwanne nne nwoke
Uncle
|
Nwanne nna m nwoke gbasiri ike
Nwanne nne nwoke gbasili ike
My Uncle is strong |
Nwanne nna nwanyi
Nwanne nne nwanyi
Aunt
|
Nwanne nna m nwanyi bi n’ụlọ anyi
Nwanne nna nwanyi m bi n’ụnọ anyi
My Aunt lives in our house
|
Nwa ọhụọ
Nwa ọfụọ
New Born Baby |
Nne m mụrụ Nwa ọhụọ
Nne m mụlụ Nwa ọfụọ
My mother gave birth to New Baby |
Nwoke
Male/Man
|
Nwoke a bụ nwanne m
This Man is my brother |
Nwanyi
Female/Woman |
Onye nkuzi anyi bụ Nwanyi
Our Teacher is a Female/Woman |
Okorobịa
Youth (male) Agbọghọbịa
Youth(female} |
Mazi bụ Okorobịa
Mazi is a Youth Nkechi bụ Agboghọbịa
Mazi is a Youth
|
Nwatakiri nwoke
Nwatakili nwoke
Boy |
Nwatakiri nwoke na-agba bọọlụ
Nwatakili nwoke na-agba bọọlụ
The boy is playing ball |
Onye na-eku nwa
Onye na-enodo nwa
Baby Sitter
|
Ngozi bụ Onye na-eku nwa
Ngozi bụ Onye na-enodo nwa
Ngozi is a baby Sitter |
Ikwu na Ibe
Relations |
Anyi bụ Ikwu na Ibe
We are relations |
Ụmụ Nne Nwoke
Brothers |
Anyi bụ ụmụ nne atọ.
We are three brothers |
Ụmụ Nwanne
Siblings |
Anyị bụ Ụmụ Nwanne ise
We are five siblings |