Login and Register

Log in  \/ 
x
x
Register  \/ 
x

Home

GRID: Que & Ans (Ajụjụ na Ọsịsa )

AJỤJỤ NA ỌSỊSA (Questions and Answers)

1. Onye?

Who?

2. Gịnị? 

What?




3. Kedụ?

How?

4. Ebe ole?

Ebe one?

Where?

5. Mgbe Ole?Mgbe

One?

What

Time?

6. Nke Ole?

Nke One?

Which

one?

 

No

AJỤJỤ

(Questions)

ỌSỊSA

( Answers)

 

 

 

1

Onye?

  Who?

Onye ka ị bụ?

Who are you?

 

 

 

A bụ m …..

I am …

A bụ m Chima




I am Chima

A bụ m onye Igbo




I am an Igbo

A bụ m nwa

akwụkwọ




I am a student

(tinye onye Ị bụ 

dika  ebe isi,

dokinta,

onye nkuzi)




( Insert who your

such as where

you’re from,

doctor, teacher)

 

 

2

 

Gịnị?

What?

Gịnị bụ Aha 

(Afa) gị?

 

What is your

name?

 

 

 

 

 

 

Aha (Afa) m bụ ----

My name is -------

 Aha (Afa) m

bụ Chima

My name is Chima

 

 

Gịnị bụ Aha 

(Afa) Nna gị?

What is your

father’s name?

Gịnị bụ Aha 

(Afa) Nne gị?

What is your

mother’s name?

 

Aha (Afa) Nna m  bụ ----

My father’s

name is -----

Aha (Afa) Nne m  bụ ---

My mother’s

name is -----

 

 

Gịnị ka I riri?

What did you eat?

 

E riri m osekapa

I ate Rice

 

 

Gịnị ka I chọrọ?

What do you want?

 

 

 

A chọrọ m -----

I want ------

(tinye akwukwọ,

nri, osekapa,

ego, azụ, )

(Insert book,

food, rice,

money, fish)

A chọrọ m nri

 

 

 

Gịnị ka I na-eme?

What are you doing?

 

 

 

A na m -----

I am ----

(add what

you’re doing)

A na m eri ihe

I am eating

something

A na m eri nri

I am eating food

A na m eri osekapa

I am eating rice

============

A na m amụ ihe

I am learning

something

A na m amụ

akwukwọ

I am studying

A na m amụ Igbo

I am learning Igbo

A na m egwuri

egwu

I am playing

 

3

 

Kedụ?

How?

Kedụ ka Ị dī?

How are you?

Kedụ ka ọ dī?

 {mp3}ganot3b{/mp3}

How is it?

 

 

 

 

 

 

 

A di m nma

I am fine

Ọ dị nma

It is fine

Ọ dị nma

It is fine

 

4

 

Ebe ole?

Ebe one?

Where?

Ebe ole ka isi?

Ebe one ka isi?

Where are you from?

 

 

 

 

 

 

 

E si m  ------

 

I come from –

E si m  OVIM

I come from OVIM

 

 

 

 

 

Ebe ole ka ibi?

Ebe one ka ibi?

Where do you live?

 

 

E bi m na ------

I live in ------

E bi m na Nu Yọk

I live in New York

 

5

 

Mgbe Ole?

Mgbe One?

What Time?

Mgbe Ole ka Ị

gara ụlọ akwụkwọ?

Mgbe One ka Ị jere ụnọ akwụkwọ?

What Time did you go to school?

 

 

 

 

 

 

 

A gara m ụlọ

akwụkwọ

na elekere iri?

E  jere m ụnọ

akwụkwọ

na Elekere ili?

I went  to school

 by 10 O’clock?

 

 

6

 

Nke Ole?

Nke One?

Which one?

Nke Ole ka i chọro?

Nke One ka ị chọlụ?

Which one do you want?

 

 

 

 

 

 

A chọrọ m nke oji

A chọlụ nke oji

I want the black one

 

 

 

 

 

Pin It

IGBO AMAKA

ỤLỌAKWỤKWỌ IGBO

MỤTA IGBO

CULTURAL DANCE

MASQUERADE

EGWU DI YA

EDEMEDE IGBO

ONYE NKUZI IGBO

OLU ỤMỤ IGBO

IGBO MADE EASY

Learn In Igbo in 1 day

Learn In Igbo

Copyright � 2018-2020. Mother Tongue Academy. All Rights Reserved.We can be  reached  by Phone at (516) 442-9191  or by our Website  Contact  E-mail