Home
GRID: Professions/Occupations
Ihe ndi mmadụ na-arụ n'ọrụ
Ife ndi mmadụ na-alụ n'ọlụ
Igbo/English
|
Igbo and English |
Ụlo Ọrụ
Ụnọ Ọlụ
Office/
Place of work
|
Ụlo Ọrụ m dị na NuYọk Ụnọ Ọlụ m dị na
Nuyọk
My office is in
New York
|
Ọrụ Bekee
Ọlụ Oyibo
White Collar Job
|
Nne na Nna m na-arụ
"Ọrụ Bekee"
Nne na Nna m
na-alụ "Ọlụ Oyibo"
My mother and
father have
white-collar jobs
|
Briki leya
Briki leya
Brick Layer
|
Nwoke a bụ Brik leya Nwoke a bụ Briki leya This man is a
brick layer
|
Kapinta
Carpenter
|
Nwoke a bụ ezigbo "Kapinta"
Nwoke a bụ ezigbo
Kapinta
This man is a
good carpenter
This man is a
great carpenter
|
Plọmba
Plọmba
Plumber
|
Nwanne m nwoke bụ "Plọmba" Nwanne m nwoke bụ
"Plọmba"
My brother is a
plumber
|
Onye Isi Ọrụ
Onye Isị Ọlụ
Boss/
Supervisor
|
Nna nna m bụ "Onye Isi Ọrụ"
Nna m oche bụ
"Onye Isị Ọlụ"
My grand father
is the boss or supervisor
|
Onye Okpe Ikpe
Onye Okpe Ikpe
Lawyer Attorney
|
Nwanne m nwoke bụ "Onye Okpe Ikpe"
Nwanne m nwoke bụ
Onye Okpe Ikpe
My brother is a
lawyer or an
attorney
|
Onye Nkuzi
Onye Nkuzi
Teacher
|
Onye Nkuzi anyị
bụ nwoke
Onye Nkuzi anyị
bụ nwoke
Our teacher is
a man
|
Soja
Onye Amị
Soldier
|
Nwanne m nwoke
bụ Soja
Nwanne m
nwoke
bu Onye Amị
My brother is a soldier
|
Eze
Eze
King
|
Onye "Eze" anyị bụ
nwanne nna m
Onye Eze anyị bụ
nwanne nna m
Our king is my uncle
|
Ugo Eze
Lọlọ
Queen
|
Ugo Eze anyị bụ ọmalicha nwanyị Our Queen is a
beautiful
woman
-------------
mara nma =
beautiful/
elegant
ọmalicha =
beautiful/
elegant/
nice looking/
dazzling
|
Nọsụ
Onye neta ndị ọyịa
Nurse
|
Nwanne m nwaanyi bụ "Nọsụ" Nwanne m
nwanyi
bụ "Onye neta
ndị ọyịa
M sister is a nurse |
Kọtọma
Kọtọma
Court Officer
|
Enyi m bụ "Kọtọma"
Ọyị m bụ "Kọtọma"
My friend is a court
officer
|
Ejinịa
Ejinịa
Engineers
|
Ndị Ejinịa na-ama akwkwọ
Ndị Ejinịa na-ama akwụkwọ
Engineers are
smart or Engineers
are intelligent
|
Dọkinta
Dibịa Bekee
Dibịa Oyibo
Doctor
|
Nna m bụ "Dọkinta"
Nna m bụ Dibịa
Bekee
Nna bụ Dibịa Oyibo
My father is a
doctor
|
Megad
Onye Nche
Ndị Nche
(plural)
Security
Guard(s)
|
Onye agbata obi a
nyị bụ "Megad"
Onye agbata obi
anyị bụ "Onye Nche"
{adio}ipf15kb1lvk{/mp3}
Our neighbor is a
security guard
Onye agbata obi
anyị so na "Ndị Nche"
(plural)
{adio}ipf15klvac1{/mp3}
Our neighbor
is one of
the guards
|
Onye Bizinesi
Ndị Bizinesi
(plural)
Business Person
Business People
|
Nwanne nwoke m bu "Onye Bizinesi" business man
Nwanne m nwoke so
na "Ndị Bizinesi"
(plural)
My brother is a member
of the business community
|
Politishan
Politishan
Politician
|
Nwoke a bụ "Politishan Amịrịka" Nwoke a bụ
"Politishan Amịrịka"
This man is an
American
politician
|
Baba
Onye na-akpụ isi
Barber
|
Baba a na-akpụ isi
nke ọma
Onye na-akpụ isi
na-akpụ ise a nke
ọma
Baba a na-akpụ isi ọfụma
This barber cuts
hair nicely
|
Onye Na-Eme Isi
Onye Na-Eme Isi
Hair Dresser
|
Onye Na-Eme Isi
bị n'ụlọ anyị
Onye Na-Eme Isi
bị n'ụnọ anyị
A hair dresser
lives in our house
|
Onye na-aza fonụ
Onye na-aza fonụ
Receptionist
|
Nwanne m nwaanyị bụ "Onye na-aza fonụ" Nwanne m nwaanyị
bụ "Onye na-aza fonụ"
My sister is a
receptionist
|
Driva
Onye na-anya bọsụ
Driver
|
Enyi m bụ "Driva"
My friend is a
driver
Ọyị m bụ "Onye na-anya bọsụ"
My fiend is a bus
driver
|
Onye na-anya
Ụgbọ Elu
Onye na-anya
Ụgbọ Enu
Pilot
|
"Onye na-anya
Ụgbọ Elu a
bụ onye bekee
Onye na-anya
Ụgbọ Enu a
bụ onye ọcha
The pilot of this aircraft is
a white man
|
Onye ọkwụ ụgwọ
Onye ọkwụ ụgwọ
Paymaster
|
Nwanne m bụ "Onye ọkwụ ụgwọ" Nwanne m bụ
"Onye ọkwụ ụgwọ"
My brother is a
pay master
|
Onye na-agba ọkanyị
Onye na-agba akirika
Roofer
|
Onye na-agba ọkanyị bụ ezigbo mmadụ
Onye na-agba
akirika bụ ezigbo mmadụ
The roofer is a nice man
|
Ụkọ Chukwu Ụkọ Chukwu
Fada
Priest/
Pastor/
Reverend Father
|
Ụkọ Chukwu anyị bụ onye ịtali
Ụkọ Chukwu anyị bụ onye Itali Fada anyị bụ onye
Itali
Our Reverend
Minister
is an Italian
|
Onye uwe ojii {mp3}pf26lv{/mp3} Polisi Police |
Okeke bụ Onye uwe ojii
Okeke bụ Polisi Okeke is a police man
|
Onye na-eku Nwa
Onye na-eku Nwa
Baby-Sitter
|
Nneka bụ onye
na-eku nwa.
Nneka bụ onye
na-enedo nwa.
Nneka is a
baby sitter
|
Onye ọrụ ubi
Onye ọkọ ugbo
Farmer
|
Onye agbata obi anyị bụ onye ọrụ ubi
Onye agbata obi anyị bụ ọkọ ugbo
Our neighbor is a farmer |
Ote Egwu
Dancer
|
Nkiru bụ Ote Egwu
Nkiru bụ Ọgba Egwu
Nkiru is a dancer |
Ọkụ Bọlụ
Ọgba Bọlụ
Footballer
|
Okorobụ oku Bọlụ
Okolo bụ Ọgba Bọlụ
Okoro/Okolo is a footballer |