Home
GRID: Emotions Part 3
No. |
Igbo/English
|
19 |
Ike gwụrụ m
Ike gwụlụ m
I am Suprised |
20 |
Egwu ji m
Ụjọ dị m
I am frightened
|
21 |
Iwe di m
Iwe ji m
I am angry |
22 |
Onụma di m n’obi
Onụma di m n’obi
I am Sad
|
23 |
Ihere na-eme m
Ifele na-eme m
I am ashamed |
24 |
O terere m ure n’ihu
Otelu m ule n’iru
I am embarrassed |
25 |
Ọsụkọsụ ji m
Ọsụkọsụ ji m
I am furious |
26 |
Uche na eche m
Uche na eche m {aydio}iem26a{/mp3}
I am worried
|
27 |
Enwere m ekworo
Enwelụ m ekwolu
I am jealous |
28 |
AkwU m chim chim
Akwụ m ọfụma
I am balanced
|