Home
Socializing Part 2 - LV
Nmekorita
{audio}gs2pt01.mp3{/audio}
Socializing (Part 2)
Socializing Words/Pictures |
Igbo & English |
15 Maka gịnị? {audio}gs2pt15.mp3{/audio}
Whȳ |
Maka gịnị ka iji chọọ ka-anyi bido ibụ enyị nwoke na enyị nwanyị {audio}gs2pt15a.mp3{/audio} Why do you like us to start dating?
|
16 Nmasi
{audio}gs2pt16.mp3{/audio}
Like |
Nnenna, i masiri m nke ukwuu {audio}gs2pt16a.mp3{/audio} Nnenna, i masili m rie nne {audio}gs2pt15b.mp3{/audio} Nnenna, I like you |
17 Mara mma {audio}gs2pt17.mp3{/audio} malu nma {audio}gs2pt17a.mp3{/audio}
Beautiful |
Ị bụ nwanyị mara mma {audio}gs2pt17b.mp3{/audio}
You’re a beautiful lady
|
18 Omalicha
{audio}gs2pt18.mp3{/audio}
Dazzling beauty
|
I bu omalicha nwanyi {audio}gs2pt18a.mp3{/audio} You are a dazzling beauty
|
19 Mma nwoke
{audio}gs2pt19.mp3{/audio}
Handsome |
I bu nwoke mara nma {audio}gs2pt19a.mp3{/audio} You are a handsome man |
20 Daalu
{audio}gs2pt20.mp3{/audio}
Thanks |
Daalụ, maka ihe i chere gbasara m {audio}gs2pt20a.mp3{/audio}
Daalu maka ife ichelu gbasalu m {audio}gs2pt20b.mp3{/audio} Thanks, for how you think about me. |
21 Eeh {audio}gs2pt21.mp3{/audio} Yes |
Eeh, ka anyi gbalia {audio}gs2pt21a.mp3{/audio}
Eeh, ka anyi gbania {audio}gs2pt21b.mp3{/audio}
Eeh, ka anyị nwaa {audio}gs2pt21c.mp3{/audio}
Yes, let’s give it a shot (let’s try it and see)
|
22 Mba {audio}gs2pt22.mp3{/audio}
No |
Mba, nyetu m nwa oge {audio}gs2pt22a.mp3{/audio}
Mba, nyetu m obele oge {audio}gs2pt22b.mp3{/audio} No, give me more time
|
23 Jiri nwayọ {audio}gs2pt23.mp3{/audio} Jili nwayọ {audio}gs2pt23a.mp3{/audio} Take it easy |
Ka anyị jiri nwayọ {audio}gs2pt23b.mp3{/audio}
Ka anyị jili nwayọ {audio}gs2pt23c.mp3{/audio} Let's take it easy
|
24 Ịchị ọchị {audio}gs2pt24.mp3{/audio} Imu amụ {audio}gs2pt24a.mp3{/audio}
To laugh |
Ị na-eme m ka m chịa ọchị {audio}gs2pt24b.mp3{/audio} I na-eme m ka mụo amụ {audio}gs2pt24c.mp3{/audio} You make laugh
|
25 Ikpa amụ {audio}gs2pt25.mp3{/audio}
To crack to laugh |
I na-akpa m amụ {audio}gs2pt25a.mp3{/audio}
You crack me to laugh |
26 Ime obi ọma {audio}gs2pt26.mp3{/audio}
Ime obi ọma |
I na-eme m obi oma {audio}gs2pt26a.mp3{/audio}
I na-eme m obi ọma You make me happy |
27 Iga legharia anya {audio}gs2pt27.mp3{/audio}
Ije neghalia anya {audio}gs2pt27a.mp3{/audio}
Going for a walk |
A chọrọ m ka anyi gaa legharia anya {audio}gs2pt27b.mp3{/audio}
A chọlu m ka anyi jee neghalia anya {audio}gs2pt27c.mp3{/audio} I want us to go for a walk |
28 Iga muvi {audio}gs2pt28.mp3{/audio}
Ije muvi {audio}gs2pt28a.mp3{/audio}
Going to movies |
Bia, ka anyi gaa muvi {audio}gs2pt28b.mp3{/audio}
Bia, ka anyi jee muvi {audio}gs2pt28c.mp3{/audio}
Come, let us go to the movies
|
29 Ite egwu {audio}gs2pt29.mp3{/audio}
Igba egwu {audio}gs2pt29a.mp3{/audio}
Dancing |
Ka mụ na gị ga tee egwu {audio}gs2pt29b.mp3{/audio}
Ka mụ na gị je gbaa egwu {audio}gs2pt29c.mp3{/audio}
Let both of us go out dancing or Let you and I go out dancing
|