Login and Register

Log in  \/ 
x
x
Register  \/ 
x

Home

Ajụjụ na Ọsịsa (Q & A) - NEW

AJỤJỤ NA ỌSỊSA 

Questions and Answers 

1.    Onye?

 

      Who?

2. Gịnị

   What?

    Gini?

 

   Why?

 

3.   Kedụ?

     How?

4. Ebe ole?

Ebe one?

   Where?

 

 

5. Mgbe Ole?

Mgbe One?

  What Time?

 

 

6. Nke Ole?

Nke One?

  Which one?  

                                      =====

AJỤJỤ (Questions)

ỌSỊSA ( Answers)      

1.  Onye?

 

Who?

 

 

Onye ka ị bụ?

Who are you?    

  

A bụ m …..

I am …

 

(tinye onye Ị bụ  dika aha gị, ebe isi, dokinta, onye nkuzi)

( Insert who you are, such as, your name, where you’re from, doctor, teacher)  

  

 

A bụ m Chima

I am Chima

 

A bụ m onye Igbo

I am an Igbo

 

 

A bụ m nwa akwụkwọ

I am a student

Gịnị?

What?

 

Gịnị bụ Aha? 

Gịnị bụ Afa?   

What is your name?

          

Aha m bụ ----

Afa m bụ ------ 

My name is -------  

 

Aha  m bụ Chima

Afa  m bụ Chima

My name is Chima  

  

Gịnị bụ Aha (Afa) Nna gị?

What is your father’s name?

Aha (Afa) Nna m  bụ --

My father’s name is ---

Gịnị bụ Aha (Afa) Nne gị?

What is your mother’s name?

  

Aha (Afa) Nne m  bụ --

 

My mother’s name is -

Gịnị ka I riri?

 

Gịnị ka I rili?

 What did you eat?  

 

E riri m osekapa

E rili m osekapa

I ate Rice    

Gịnị ka I chọrọ?

Gịnị ka I chọlụ?

What do you want?    

 

A chọrọ m -----

A chọlụ m -----

I want ------

 

(Tinye akwukwọ, nri, osekapa, ego, azụ, )

(Insert book, food, rice, money, fish)

 

A chọrọ m nri

A chọlụ m nni

I want food      

2. Gịnị ka I na-eme?

What are you doing?

      

A na m -----

I am ----

 

(Tinye ihe ị na-eme, add what you’re doing)

 

A na m eri ihe

I am eating something

 

A na m eri nri

I am eating food

 A na m eri osekapa

I am eating rice

 

 

A na m amụ ihe

I am learning something

 

A na m amụ akwukwọ

I am studying

 

A na m amụ Igbo

I am learning Igbo

 

 

A na m egwuri egwu

I am playing  

2a.   Gịnị?  

     Why? 

Gịnị mere I ji ebe akwa akwa?  

 

Gịnị melụ I ji ebe akwa?  

Why are you crying?

 

3. Kedụ?

   How?

 

 

Kedụ ka Ị dī?

How are you?

A di m nma

I am fine

Kedụ ka ọ dī?

How is it?  

            

Ọ dị nma

It is fine

 

4. Ebe ole?

Ebe one?

 Where?

 

 

Ebe ole ka isi?

Ebe one ka isi?

Where are you from?

             

E si m  ------

 

I come from –

E si m  OVIM

I come from OVIM

         

Ebe ole ka ibi?

Ebe one ka ibi?

Where do you live?  

E bi m na ------

I live in ------

 E bi m na Nu Yọk

I live in New York  

 

5   Mgbe Ole?

Mgbe One?

What Time?

 

Mgbe Ole ka Ị gara ụlọ akwụkwọ?

Mgbe One ka Ị jere ụnọ akwụkwọ?

What Time did you go to school?              

A gara m ụlọ akwụkwọ na elekere iri?

E  jere m ụnọ akwụkwọ na Elekere ili?

I went  to school  by 10 O’clock?

   

6   Nke Ole?

Nke One?

Which one?

 

Nke Ole ka i chọro?

Nke One ka ị chọlụ?

Which one do you want?

           

A chọrọ m nke oji

 

A chọlụ nke oji

I want the black one    

IGBO AMAKA

ỤLỌAKWỤKWỌ IGBO

MỤTA IGBO

CULTURAL DANCE

MASQUERADE

EGWU DI YA

EDEMEDE IGBO

ONYE NKUZI IGBO

OLU ỤMỤ IGBO

IGBO MADE EASY

Learn In Igbo in 1 day

Learn In Igbo

Copyright � 2018-2020. Mother Tongue Academy. All Rights Reserved.We can be  reached  by Phone at (516) 442-9191  or by our Website  Contact  E-mail