Login and Register

Log in  \/ 
x
x
Register  \/ 
x

Home

GRID: Professions/Occupations

Ihe ndi mmadụ na-arụ n'ọrụ 

Ife ndi mmadụ na-alụ n'ọlụ 

Professions/Ocupations
 
 
Igbo/English

 

Igbo and English 

  
lo r
 
nọ l
 
 
pg office
 Office/
Place of work     
 

 

lo rụ m dị na

NuYọk

 
nọ lụ m dị na
Nuyọk
 
 
 
My office is in
New York
 
 
 
 
 
Ọrụ Bekee
  
 
 l Oyibo
 
pp white collar job1
 
White Collar Job

 

 
Nne na Nna m na-arụ 
"Ọrụ Bekee"
 
Nne na Nna m
na-alụ "Ọl Oyibo"
 
 
My mother and
father have
white-collar jobs
 
Briki leya
 
 
Briki leya
 
 
pp bricklayer
 
Brick Layer
 

 

Nwoke a bụ Brik leya

 

Nwoke a bụ Briki leya

 
 
This man is a
brick layer
 
 
Kapinta
 
 
Kapinta
 
 
    pp carpenter 
Carpenter
 

 

Nwoke a bụ ezigbo 

"Kapinta"

 

 
Nwoke a bụ ezigbo
Kapinta
 
 
This man is a
good carpenter
This man is a
great carpenter
 
 
Plmba
 
 
Plmba
 
 
  pp plumber
Plumber
 

 

Nwanne m nwoke bụ 

"Plmba"

 
Nwanne m nwoke bụ
"Plmba"
 
 
My brother is a
plumber
 
 
Onye Isi Ọr
 
 
Onye Isị Ọl
 
 
ts supervisor man
Boss/
Supervisor
 

 

Nna nna m bụ

"Onye Isi Ọrụ"

 

 
Nna m oche bụ
"Onye Isị Ọlụ"
 
 
My grand father
is the boss or supervisor
 
 
Onye Okpe Ikpe
 
 
 
Onye Okpe Ikpe
 
 
 
pp lawyer1
 
Lawyer Attorney
 

 

Nwanne m nwoke bụ

"Onye Okpe Ikpe"

 

 
 
Nwanne m nwoke bụ
Onye Okpe Ikpe
 
 
My brother is a 
lawyer or an
attorney
 
 
 
Onye Nkuzi
 
 
Onye Nkuzi
 
pp teacher3x
 
 
Teacher
 
 
Onye Nkuzi anyị
bụ nwoke
 
 
Onye Nkuzi anyị
bụ nwoke
 
 
Our teacher is
a man
 
 
Soja
 
 
Onye Amị
 
  pp soldier
 
Soldier
 
 
Nwanne m nwoke
bụ Soja
 
 
Nwanne m
nwoke
bu Onye Amị
 
 
My brother is a soldier
 
 
 Eze
 
 
Eze
 
 
pp king
 
King
 
 
 
Onye "Eze" anyị bụ
nwanne nna m
 
 
Onye Eze anyị bụ
nwanne nna m
 
 
 
Our king is my uncle
 

 

Ugo Eze
 

Lọlọ

 

 

   pp queen

   

Queen

 

 

Ugo Eze anyị bụ

ọmalicha nwanyị

 
 
Our Queen is a
beautiful
woman
-------------
 
mara nma =
beautiful/
elegant
 
 
ọmalicha =
beautiful/
elegant/
nice looking/
dazzling
 

 

 
Nọs
 
 
Onye neta ndị ọya
 
pp nurse1
 
Nurse

Nwanne m

nwaanyi

bụ "Nọsụ"

 
Nwanne m
nwanyi
bụ "Onye neta
ndị ọya
 

 

M sister is a nurse

 
Ktma
 
 
Ktma
 
 
  pp court officer
 
Court Officer
 
 
Enyi m bụ "Ktma"
 
 
Ọyị m bụ "Ktma"
 
My friend is a court
officer
 
 
Ejina
Ejinịa
 
pp engineer2
 Engineers
 

 

Ndị Ejina na-ama 

akwkwọ

 

 

 

Ndị Ejinịa na-ama

akwụkwọ
 
 
Engineers are
smart or Engineers
are intelligent

 

 

 

 
Dọkinta
 
 
Dibịa Bekee
 
 
Dibịa Oyibo
 
 
pp doctor
Doctor

 

Nna m bụ "Dọkinta"

 

 
Nna m bụ Dibịa
Bekee
 
 
Nna bụ Dibịa Oyibo
 
 
 
My father is a
doctor
 
 
Megad
 
 
Onye Nche
 
 
Ndị Nche
(plural)
 
pp security guard2
Security
Guard(s)
 
Onye agbata obi a
nyị bụ "Megad"
 
 
Onye agbata obi
anyị bụ "Onye Nche"
 
{adio}ipf15kb1lvk{/mp3}
 
Our neighbor is a
security guard
 
Onye agbata obi
anyị so na "Ndị Nche"
(plural)
 
{adio}ipf15klvac1{/mp3}
 
 
 
Our neighbor
is one of
the guards
 
 
 
Onye Bizinesi
 
 
 
Ndị Bizinesi 
(plural)
 
 
pp business people
 
Business Person
Business People

Nwanne

nwoke  bu 

"Onye Bizinesi"

 
My brother is a
business man
 
 
Nwanne m nwoke so
na "Ndị Bizinesi"
 (plural)
 
 
My brother is a member
of the business community
 
 
Politishan
 
 
Politishan
 
 
pp politician
 
Politician
 

 

Nwoke a bụ

"Politishan Amịrịka"

 
Nwoke a bụ
"Politishan Amịrịka"
 
 
This man is an
American
politician
 
 
Baba
 
 
 
Onye na-akpụ isi
 
  pp barber
 Barber
 
 
Baba a na-akpụ isi
nke ọma
 
Onye na-akpụ isi
na-akpụ ise a nke
ọma

 

Baba a na-akpụ

isi ọfụma

 

 

 

 

This barber cuts
hair nicely
 
 
Onye Na-Eme Isi

 

 
Onye Na-Eme Isi
 
 
pp hair dresser
 
Hair Dresser
 
 
Onye Na-Eme Isi
bị n'ụlọ anyị

 

Onye Na-Eme Isi
bị n'ụnọ anyị
 
 
A hair dresser
lives in our house
 
 
Onye na-aza fonụ
 
 
Onye na-aza fonụ
 
 
ts receptionist
 
Receptionist
 

 

Nwanne m nwaanyị

bụ "Onye na-aza fonụ"

 
 
Nwanne m nwaanyị
bụ "Onye na-aza fonụ"
 
 
 
My sister is a
receptionist
 
 
 
Driva
 
 
 
Onye na-anya bọsụ
 
 
pp bus driver
 
Driver
 
 
Enyi m bụ "Driva"
 
 
My friend is a
driver
 

Ọyị m bụ "Onye

na-anya bọsụ"

 
My fiend is a bus
driver
 
 
 
Onye na-anya
Ụgbọ Elu
 
 
Onye na-anya
Ụgbọ Enu
 
 
pp pilot
 
Pilot
 
 
"Onye na-anya
Ụgbọ Elu a
bụ onye bekee
 
 
Onye na-anya
Ụgbọ Enu a
bụ onye ọcha
 
The pilot of this aircraft is
a white man
 
 
Onye ọkwụ ụgwọ
 
 
Onye ọkwụ ụgwọ
 
 
     ts payment1
 
Paymaster
 
 
 

 Nwanne m bụ 

"Onye ọkwụ ụgwọ"

 
 
Nwanne m bụ
"Onye ọkwụ ụgwọ"
 
 
My brother is a
pay master
 

 

Onye

na-agba

ọkanyị

 

 

Onye

na-agba

akirika

 

 
 pp roofer

Roofer

 

 

Onye na-agba ọkanyị bụ

ezigbo mmadụ

 

 
Onye na-agba

akirika bụ ezigbo

mmadụ

 

 
The roofer is a nice man
 

 

Ụkọ Chukwu

 
Ụkọ Chukwu
 
 
Fada
 
pp pastor
 
Priest/
Pastor/
 
Reverend Father

 

Ụkọ Chukwu anyị bụ

onye ịtali

 

 
 

Ụkọ Chukwu anyị

bụ onye Itali

 
 
 
Fada anyị bụ onye
Itali
 
 
Our Reverend
Minister
is an Italian

 

Onye uwe ojii

{mp3}pf26lv{/mp3}

 

Polisi

 
pp police black2
 

Police

 

 

Okeke bụ Onye uwe ojii

 

Okeke bụ Polisi

 
Okeke is a police man
 
 
 
 
Onye na-eku Nwa
 
 
Onye na-eku Nwa
 
  pp babysitter
 
Baby-Sitter
 
 
Nneka bụ onye
na-eku nwa.
 
 
Nneka bụ onye
na-enedo nwa.
 
 
Nneka is a
baby sitter
 

 

Onye ọrụ

ubi

 

Onye ọkọ ugbo

pp farmer

Farmer

 

 

Onye agbata obi

anyị bụ onye ọrụ ubi

 

 

Onye agbata obi anyị bụ

ọkọ ugbo

 

Our neighbor is

a farmer

 

Ote Egwu

 


 Ọgba Egwu

 

Dancer

 

 

Nkiru bụ Ote Egwu


 

Nkiru bụ Ọgba Egwu

 

 

Nkiru is a dancer

 

 Ọkụ Bọlụ

 

Ọgba Bọlụ

 

 

 pp socer player

Footballer

 

 

Okorobụ oku Bọlụ

  

 

 Okolo bụ Ọgba Bọlụ

 

 

 

Okoro/Okolo is a

footballer

 

<= Go Back To Pictorial

 

IGBO AMAKA

ỤLỌAKWỤKWỌ IGBO

MỤTA IGBO

CULTURAL DANCE

MASQUERADE

EGWU DI YA

EDEMEDE IGBO

ONYE NKUZI IGBO

OLU ỤMỤ IGBO

IGBO MADE EASY

Learn In Igbo in 1 day

Learn In Igbo

Copyright � 2018-2020. Mother Tongue Academy. All Rights Reserved.We can be  reached  by Phone at (516) 442-9191  or by our Website  Contact  E-mail