Login and Register

Log in  \/ 
x
x
Register  \/ 
x

Home

GRID: Socializing Part 2

 

 

 

Socializing Words/Pictures

Igbo & English

15

Maka gịnị?

 

  Whȳ 

 

Maka gịnị ka iji chọọ

ka-anyi bido

ibụ enyị nwoke na

enyị nwanyị

 

 

 

 Why do you like us to

start dating?

 

 16

 Nmasi

 

 

 

 

 Like

 

Nnenna, imasiri m

nke ukwu

Nnenna, imasili m

rie nne

Nnenna, I like you

17

    Mara nma

 malu nma

 

Beautiful

 

  Ị bụ nwaanyị mara nma

 

 

 

 

  You are a beautiful lady 

 

18

Omalicha

 

 

 

 

 

 Dazzling beauty

 

 

 I bu omalicha nwaanyi

 

{

 You are a dazzling

beauty

 

19

      Nma nwoke

 

 

 

 

      Handsome

I bu nwoke mara nma

 

You are a handsome

man

20

 Daalu

 

 

 

 

    Thanks

 

Daalụ, maka ihe ichere

gbasara m

Dalu maka ife ichelu

gbasalu m

 

Thanks, for how you

think about me.

 21

        Eeh

 

       Yes

 

Eeh, ka anyi gbalia

 

Eeh, ka anyi gbania

Eeh ka anyị nwaa

Yes, let’s give it a shot

(let’s try it and see)


 

22

 Mba

 

  No

 Mba, nyetu m nwa oge

 Mba, nyetu m obele oge

  No, give me more time

 

 

23

Jiri nwayọ

 jili nwayọ

Take it easy

 

 Ka anyị jiri nwayọ

 Ka anyị jili nwayọ

 Let's take it easy

 

 24

 Ịchị ọchị

Imu amụ

 

 To laugh

  Ị na-eme m ka m chịa ọchị

 

 I na-eme m ka m mụo amụ

You make  laugh

   

 

25

 Ikpa amụ

 To crack to  laugh

I na-akpa m amụ

 

You crack me to  laugh

26

 Ime obi ọma

 

To make  happy

 I na-eme m obi oma

 

I na-eme m obi ọma

You make me happy

27

Iga legharia anya

Ije  neghalia anya

  Going for a walk

 A chọrọ m ka anyi

ga legharia anya

A chọlu m ka anyi jee

neghalia anya

 

I want us to go

for  a walk

28

Iga muvi

 Ije muvi

Going to movies

 

 Bia, ka anyi gag muvi

 Bia, ka anyi jee muvi

 Come, let us go to

the movies

  

 29

Ite egwu

 Igba egwu

 

 Dancing

 

Ka mụ na gị gaa tee egwu

 Ka mụ na gị jee gbaa egwu

 

Let both of us go

out dancing or

Let you and I go

out dancing

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

IGBO AMAKA

ỤLỌAKWỤKWỌ IGBO

MỤTA IGBO

CULTURAL DANCE

MASQUERADE

EGWU DI YA

EDEMEDE IGBO

ONYE NKUZI IGBO

OLU ỤMỤ IGBO

IGBO MADE EASY

Learn In Igbo in 1 day

Learn In Igbo

Copyright � 2018-2020. Mother Tongue Academy. All Rights Reserved.We can be  reached  by Phone at (516) 442-9191  or by our Website  Contact  E-mail