Login and Register

Log in  \/ 
x
x
Register  \/ 
x

Home

GRID: A,B,Ch..In Sentences

Alphabets & Sentences MEANING

A, B, Ch,

D, E

The First Five letters

of Igbo

Alphabets

A bụ m----

 

I am--

 Aha m bụ -----

 

My name is ---

Afa m bụ ---------

 

 My name is ---

Aha m bụ Chioma

 

My Name is

Chioma

Afa m bụ Chioma

 

My Name is

Chioma

A mụrụ m na

Amirika

 

I was born in

America

 

A mụlụ m na

Amirika

I was born in

America

Aha nna m bụ

Chima

 

My father's

name

is Chima

Afa nna m bụ Chima

 

My father's

name  is Chima

Aha nne m bụ

Chinaza

 

My mother's

name is Chinaza

 

Aha nne m bụ

Chinasa

 

My mother's name is Chinaza

 A bụ nwa Chineke

(Chukwu)

 

 I am a child

of God

 A bụ m nwa

Chima na Chinasa

 

 I am a child of

Chima and

Chinasa

 Plural (Ọtụtụ)  

 Anyị bụ ndi ---------

 

 We are from --

Anyi bụ ndi Ovim,

Isuikwuato

 

We are from

Ovim,

Isuikwuato

   
B  

Bia

 

Bata

 

Banye

 

Biko

 

 

Come

 

Come inside

Go inside

 Please

Biko, nye m ego

 

Please, give

me money

Biko, nye m

akwụkwọ

 

Please, give

me a book

 
 
Ch  

Chineke bụ Nna

{mp3}bga12.mp3{/audio} 

God is father

Chukwu bụ Nna

{audio}bga12a{/mp3} 

 God is father

Chere ka m bịa

 

Wait for me

   
D  

Dalu

 

Thank you

Dee ihe  

 

Dee ife 

 

 

 Write some

thing

   
E

For Location or

Place

E si m ----------

 

I come from ----

E si m Abịa Steti

 

I come from

Abịa State

E bi m na Nuyọk

 

I live in New

York

E  riri m osekapa

 

I ate Rice

E rili m osekapa

 I ate Rice
   

BEGINNERS

PEOPLE

THINGS SEEN

ALPHABETS

NUMERALS

IGBO AMAKA

ỤLỌAKWỤKWỌ IGBO

MỤTA IGBO

CULTURAL DANCE

MASQUERADE

EGWU DI YA

EDEMEDE IGBO

ONYE NKUZI IGBO

OLU ỤMỤ IGBO

IGBO MADE EASY

Learn In Igbo in 1 day

Learn In Igbo

Copyright � 2018-2020. Mother Tongue Academy. All Rights Reserved.We can be  reached  by Phone at (516) 442-9191  or by our Website  Contact  E-mail