Home
GRID: Alphabet Pictures
Abidii Igbo di iri ato na isii(36)
Enwere abidii nnukwu na nke obere.
A B CH D E F G GB GH GW H I i J K KP KW L
M N Ñ NW NY O Ọ P R S SH T U Ụ V W Y Z.
a b ch d e f g gb gh gw h i ị j k kp kw l
m n ṅ nw ny o ọ p r s sh t u ụ v w y z.
Mkpuru edemede nke nnukwu na nke obere (Igbo capital letters and small letters)
A a AKA aka (Hand); Akwụkwọ (Book)
B b Bọọlụ bọọlụ (ball)
CHch CHINEKE Chukwu (GOD)
CHUKWU
Dd DỌKINTA dọkinta(Doctor)
Ee EZE eze (Teeth or King)
EGO
Ff FELIE felie (fly)
Gg GOVA gova (GUAVA)
GB gb GBAM GBAM(ZINC)
GH gh GHỌTA IHE(pluck)
GW gw GWUO MMIRI(Swim)
Hh HIE URA hie ura(Sleep)
Ii IRE ire /Ile(Tongue)
ILE
Ịị IGBA igba(Drum)
Jj JI ji(Yam)
Kk KARAMA karama(Bottle)
KP kp KPAKPANDO(Star)
KW kw KWỌTA kwọta(Carry)
Ll LAMPỤ lampụ(lamp)
Mm MMA mma(Knife)
Nn Nri (Food); NKITA nkita(Dog)
Ñṅ ÑURIA ṅuria(Rejoice)
NW nw Nwa (Child); NWANYI (Female)
NY ny NYARA AKPA (To carry bag)
nyalu akpa
Oo OKE oke (Rat)
Ọọ ỌKỤKỌ ọkụkọ (Hen)
Pp PEELỤ peelụ (pail)
Rr RULA rula (ruler)
Ss SORO soro (follow)
SH sh SHEETI sheeti (shirt)
Tt TAATA taata (Baby)
Uu UNERE unere (banana)
Ụụ ỤGBỌALA ụgbọala(car)
ỤLỌ/ỤNỌ
Vv VỌỌ ISI vọọ isi(Comb)
Ww WAYA waya (wire)
Yy YABASI yabasi (Onions)
Zz ZAA ỤLỌ zaa ụlọ (Sweep)