Login and Register

Log in  \/ 
x
x
Register  \/ 
x

Home

GRID: Emotions Part 2

 

 

No. 

 

Igbo/English

 

 

 8

 

Obi dị m ụtọ

Obi dị m ụsọ

 

I am happy

 

 9

 

Aṅụrị  juru m af

Aṅụlị  julu  m afọ

 

 I am excited

 

 10

 

A nọ m n'ihu na-anya

Enwelụ m ihụ na anya

 

I am in love

 

 11

Ahụ sịrị m ike

Arụ sịlị m ike

 

I feel alive

 

 

 

12

 

Onwe m juru m afọ

Onwe m jụlụ m afọ

I am content

 

 

 

13

 

Ọtụrụ m n’anya

 

Ọtụlụ m n’anya

 

I am amazed

 

 

 

14

 

A nọ m jii

 

A nọ m nwayọ

 

I am calm

 

 15

 

E ji m ọrụ naka

E ji m ọlụ naka

 

 

I am busy

 

 16

 

Ọ dị m ngwangwa

 

Odi m ọsịsọ

 

 I am in a hury

 

 

 

 17

 

Ọ gbasara m

 

Ọ gbasalụ m

 

I am concerned

 

 

 18

 

Ọtụrụ m n’anya

 

Ọtụlụ m n’anya

 

I am surprised

 

BEGINNERS

PEOPLE

THINGS SEEN

ALPHABETS

NUMERALS

 

 

 

 

 

IGBO AMAKA

ỤLỌAKWỤKWỌ IGBO

MỤTA IGBO

CULTURAL DANCE

MASQUERADE

EGWU DI YA

EDEMEDE IGBO

ONYE NKUZI IGBO

OLU ỤMỤ IGBO

IGBO MADE EASY

Learn In Igbo in 1 day

Learn In Igbo

Copyright � 2018-2020. Mother Tongue Academy. All Rights Reserved.We can be  reached  by Phone at (516) 442-9191  or by our Website  Contact  E-mail