Login and Register

Log in  \/ 
x
x
Register  \/ 
x

Home

Beginner Review: Numerals 1 to 20

Onụ ọgụgụ Igbo na-aga na iri na iri dịka n'okwu bekee. IRI bụ 10. IRI ABỤỌ bụ 10 + 10 m'obụ 10 x 2, etc. Onye ọbụla nwee ike ịguru na ire, ga enwe ike iguru na Nari(100). Ị guruo iri, ibido tinyewe ya otu, abụọ, atọ...ituolu/itenani dika na Bekee (10 + 1 bụ 11, 10 +2 bụ 12,...10 + 9 bụ 19). Ọnụ ọgụgụ ọzọ ma i rute itolu buzi iri abụọ (10 + 10).

If you can count in English, you can count in Igbo. All you do is to count up to 10 and start adding 1, 2, 3...to 9 to make 10 + 1 = 11 and 10 + 9 = 19. After 19, the next number will be 20 called Two tens (Iri abụọ). 30 is Three Tens or (Iri ato), etc

 

No

 

Ime okwu n'igbo

{sentences}

 

0

efu

nọọtụ

Zero

 

O nwere ihe efu

O nwelụ nọọtụ

 

 

He/She scored a

zero in the exam

1

OTU

 

 

OFU

 

One

 

 

Biko nye otu dọla

 

Biko, Nye m ofu dọla

 

Please, give me

a dollar

2

ABỤỌ

ỊBỤỌ

Two

 

 

Ụmụ aka "ABỤỌ"

Ụmụ ntakịlị "n'ỊBỤỌ"

Two infants

3

ATỌ

ỊTỌ

Three

Lekwa Nwamba atọ

 

 

Nekwa Nwamba ịto

Look at three cats

 

4

ANỌ

 

ỊNỌ

Four

Ụmụ Nnụnụ "ANỌ"

 

 

Ụmụ Nnụnụ "ỊNỌ"

Four birds

 

5

ISE

 

ISE

 

 

Five

 

E nwere m mkpisi aka ISE

 

E nwelụ mkpisi aka ISE

 

These five birds are beautiful

6

ISII

 

ISII

 

six

Nna m nwere Ụgbọ "ISII"

 

Nna m nwelụ Ụgbọ "ISII"

 

My father has six cars

 

7

ASAA

 

ỊSAA

 

 

Seven

 

Enwere m akwụkwọ

"ASAA"

 

Enwelụ m akwụkwọ

"ỊSAA"

I have seven books

8

ASATỌ

ISATỌ

Eight

Enwere m uwe "ASATỌ"

Enwelụ afe "ISATỌ"

 

I have eight clothes

9

ITOLU

 

ITENANỊ

 

Nine

Nne m nwere

akpụkpọ ụkwụ "ITOLU"

 

Nne m nwelụ

alpụkpọ ụkwụ

"ITENANỊ"

 

My Mother has nine

pairs of shoes

10

IRI

 

ILI

 

Ten

 

Biko nye m dọla "IRI"

 

Biko nye m dọla "ILI"

 

Please give me ten dollars

11

IRI NA OTU

 

ILI NA OFU

Eleven

 

 

Ego m dị "IRI NA OTU"

Ego m dị"ILI NA OFU"

My money is eleven

 

12

IRI NA ABỤỌ

 

ILI NA ỊBỤỌ

Twelve

 

 

Ego nwanne m

nwoke dị

"IRI NA ABỤỌ"

Ego nwanne m nwoke

dị "ILI NA ỊBỤỌ"

My nrother's money

is twelve

 

13

IRI NA ATỌ

 

ILI NA ỊTỌ

 

Thirteen

Uwe nwanne m nwanyị

dị "IRI NA ATỌ"

 

Uwe nwanne m nwanyị

dị "ILI NA ỊTỌ"

 

Our neighbor's yams are thirteen

 

 

14

IRI NA ANỌ

 

ILI NA ỊNỌ

 

Fourteen

Nnanna m nwere

ụlọ "IRI NA ANỌ"

 

Nna m oche nwelụ

ụnọ "ILI NA ỊNỌ"

 

My grand father has

fourteen houses

 

15

IRI NA ISE

ILI NA ISE

 

Fifteen

Nnenne m nwere

ji "IRI NA ISE"

Nne m oche nwelụ

ji "ILI NA ISE"

My grand mother

has fifteen yams

 

 

 

16

IRI NA ISII

 

ILI NA ISII

 

Sixteen

Enyi m nwere

ụmụ nne "IRI NA ISII"

 

Ọyi m nwelụ

ụmụ nne "ILI NA ISII"

My friend has sixteen siblings

 

17

IRI NA ASAA

ILI NA ỊSAA

{

Seventeen

 

 

Nnanna m nwere ụmụ nwa nwa "IRI NA ASAA"

Nna m oche nwelụ

ụmụ nwa nwa

"ILI NA ỊSAA"

My grand father

has seventeen grand children

 

18

IRI NA ASATỌ

ILI NA ỊSATỌ

 

Eighteen

Efere anyị dị "IRI NA ASATỌ"

Efele anyị dị "ILI NA ỊSATỌ"

 

Our plates are eighteen

 

19

IRI NA ITOLU

}

ILI NA ITENANỊ

 

}

Ninteen

Ụmụ kalasị mu dị

"IRI NA ITOLU"

}

Ụmụ kalasị mu dị

"ILI NA ITENANỊ"

}

My classmates are

ninteen

 

 

20

 

IRI ABỤỌ

ILI IBỤỌ

 

Twenty

 

Nna m, biko nye m

dọla "IRI ABỤỌ"

Nna m, biko nye m

dọla "ILI IBỤỌ"

My father, please give me twenty dollars

 

 

<= Back To Pictorial

IGBO AMAKA

ỤLỌAKWỤKWỌ IGBO

MỤTA IGBO

CULTURAL DANCE

MASQUERADE

EGWU DI YA

EDEMEDE IGBO

ONYE NKUZI IGBO

OLU ỤMỤ IGBO

IGBO MADE EASY

Learn In Igbo in 1 day

Learn In Igbo

Copyright � 2018-2020. Mother Tongue Academy. All Rights Reserved.We can be  reached  by Phone at (516) 442-9191  or by our Website  Contact  E-mail