Home
GRID: Introduction Part 1
NO |
Igbo/ English |
1 |
Aha m bụ Ikechukwu
My name is Ikechukwu
|
2 |
Afa m bụ Ikechukwu
My name is Ikechukwu
|
3 |
Ahụrụ m nne m na nna m n'anya
I love my mother and father/ I love my parents
|
4 |
Afụlụ m nne m na nna m n'anya
I love my mother and father/ I love my parents |
5 |
Ahụrụ m ezi n'ụlọ m n'anya
I love my family
|
6 |
Afụlụ m ezi n'ụlọ m n'anya
I love my family
|
7 |
Anyị hurụ nɗị obodo anyị n'anya
We love the people from our (village, town, State and country) |
8 |
Anyị fụlụ nɗị obodo anyị n'anya
We love the people from our (village, town, State and country)
|
9 |
A bụ m nwoke Igbo
I am an Igbo male
|
10 |
A mụrụ m n'ala Bekee
A mụlụ m n'obodo Oyibo
I wasborn in a white man's country
|
11 |
Anyị bi na Nụyọk (New York)
Anyị bi na Nụyọk (New York)
We live in New York |
12 |
A bụ m nwa akwụkwọ
I am a student
nwa = child
akwụkwọ = book
|
13 |
Anyi bụ umu akwụkwọ
We are students
umu= children
akwụkwọ = book
|