Login and Register

Log in  \/ 
x
x
Register  \/ 
x

Home

GRID: Introduction Part 2

 

 

 

Igbp/English 

13

l akwkw m d Enugu,

Enugu Steti, Nigeria

 

My school is in Enugu, Enugu

State, Nigeria

 

14

 

n akwkw m d na

ka, Anambra Steti,

Nigeria

 

My School is in Awka,

Anambra State, Nigeria

 

 

15

 

A chr m ib onye

okpe ikpe mgbe toro

 

A chl m ib onye

okpe ikpe mgbe sol

 

I want to be a lawyer

when I grow up

 

16

Plural

 

Any chrọ g akwkw

kara nne na nna any

Any chlg akwkw kala

nne na nna any

 

We want to achieve

higher academic

accomplishments

than our parents

 

 

17

 

Anyị chọrọ inwe

ezigbo ọrụ karịa

nne na nna anyị

 

Anyị chọlụ inwe

ezigbo ọlụ kalịa

nne na nna anyị

 

We want to have better

jobs than our parents

 

 

 

 

18

 

Plural

Anyị chọrọ ikpata ego karịa

nne na nna anyị

Anyị chọlụ ikpata ego

kalịa nne na nna anyị

 

  

We want to amass

more wealth than

our parents or

We want to be richer

than our parents

Ego = money

 

19

 

Nna m

 

Nwoke a b nna m

 

This man is my father

 

 

20

 

Aha nna m b Nnaemeka

Afa Nna m b Nnaemeka

 

My father's name is Nnaemeka

 

 

21

 

Nna m toro ogologo.

 

My father is  tall

 

 

22

 

Nna m bụ ezigbo mmadụ.

 

My father is a good man

 

 

23

 

Dibia Bekee

(Dibia Oyibo) - Doctor

 

Nna m b onye dibia

Bekee (Dokinta)

 

My father is a medical

Doctor

 

 

 

24

 

Nna m bkwa onye

isi nzuk nd Obodo

any b Anambra Steti

 

My father is the head(Chairman)

of Anambra

State Meeting

 

25

 

Ụmụ nne anyị bị na Texas

 

Our relatives live in Texas

BEGINNERS

PEOPLE

THINGS SEEN

ALPHABETS

NUMERALS

 

 

IGBO AMAKA

ỤLỌAKWỤKWỌ IGBO

MỤTA IGBO

CULTURAL DANCE

MASQUERADE

EGWU DI YA

EDEMEDE IGBO

ONYE NKUZI IGBO

OLU ỤMỤ IGBO

IGBO MADE EASY

Learn In Igbo in 1 day

Learn In Igbo

Copyright � 2018-2020. Mother Tongue Academy. All Rights Reserved.We can be  reached  by Phone at (516) 442-9191  or by our Website  Contact  E-mail