Login and Register

Log in  \/ 
x
x
Register  \/ 
x

Home

GRID: Conversation Part 1

 

   

English

Daily

 

Activities

Igbo Daily

Greetings/

Activities

 

 

1

Good Morning

 

 Ụtụtụ Ọma.

 

Ezigbo Ụtụtụ

 

 

 

2

Are you awake?

 

Ị bọla chī?

 

Ị sala chị?

 

 

3

Did you sleep

very well?

 

 

Unu hi kwara ụra

nke ọma?

 

 

4

Straighten your

Bed

 

Mezie akwa iji

rarụ ụra

 

 

5

Come let us

have our

morning prayer

Bia = come

ka anyị = let us

 ekpere=prayer

 

Bịa nụ ka anyị

kpe ekpere ụtụtụ

 

 

6

 Oh God, please lead us today..

 

Chineke

= God

duo anyị

= lead us

 n'ụbọchị taa - today

 

Chineke, biko

duo anyị

n’ụbọchị taa

 

 

 

7

Go and brush your teeth

 

gaa = Go

brush = saa

 eze = teeth

 

Gaa saa eze gi

(singular)

 

 

 

8

Go and brush

your teeth

 

 

Gaa nụ saa eze

(plural)

 

Jee  saa eze

(plural)

 

 

 

9

Go and take

your shower

 

Gaa nụ saa ahụ

 

 

10

I have brushed

my teeth.

 

A sala na m  eze m.

 

11

I am taking a shower now

(Singular).

 

 

A na m asa ahụ

ugbua

 

12

 

We are taking a shower now

(Plural).

 

 

Anyi na asa ahụ

ugbua

 

 

13

We are hungry.

 

I am hungry

 

I want to eat fried eggs

 

I want to eat fried eggs

 

I want money to buy something in  school

 

 

I want money to buy something in  school

 

Agu na agụ anyị.

 

Agu na agụ m.

 

A chọrọ m ịta akwa

eghere eghe

 

 

A chọlu m ịta akwa

eghelụ eghe

 

 

A chọrọ m ego m  ga-eji

zụrụ ihe n'ụlọ akwụkwọ

 

A chọlụ m ego m ga-eji

golụ ife n'ụnọ akwụkwọ

 

 

14

 

We need our break fast

 

 

Anyị chọro nri

ụtụtụ.

 

15

I am preparing breakfast

 

A na m esi nri

utụtụ

 

 

16

 We are

preparing

breakfast

 

 

Anyi na-esi nri

utụtụ

 

 

17

We are eating our breakfast

 

Anyị na eri nri

ụtụtụ

 

 

18

Hurry up with your breakfast. 

 

Rie nri unu osịso (ngwangwa)   

 

19

Get ready for school

 

 

Kwado nu ịga ụlọ

akwụkwọ

 

 

20

Mother and Father, thanks for the breakfast

 

Nne na Nna, ekele

maka nri ụtụtụ

 

 

21

Ada hurry up, let us go to school

 

Ada mee ọsịsọ

ka anyị ga

ụlọ akwụkwọ

 

 

22

Mother and father, we are on way to school

 

Nne na nna, anyị

a gawala

ulo akwọkwọ

 

 

23

Bye bye

 

 

Ka emesie nu.

 

 

24

 

Be safe/careful

 

Leruo nu anya ala

 

 

25

 

All of you should be safe/careful

 

 

Unu leruo nu

anya  ala

 

26

Oh no, the weather is ugly

 

E wo, ụbọchị

ta dị njọ

 

 

27

 What is happening?

 

 

Gịnị na eme?

 

 

28

It is raining

very hard

 

 

 Mmịrị na ezosị ike

 

 

 

29

Emeka,please

bring an

umbrella

 

Emeka, biko weta

mbularị (umbrella)

 

 

 

30

Mother, please

give us an

umbrella

 

Nne biko nye anyị

 mbụlarị (mbalari)

 

 

 

BEGINNERS

PEOPLE

THINGS SEEN

ALPHABETS

NUMERALS

 

IGBO AMAKA

ỤLỌAKWỤKWỌ IGBO

MỤTA IGBO

CULTURAL DANCE

MASQUERADE

EGWU DI YA

EDEMEDE IGBO

ONYE NKUZI IGBO

OLU ỤMỤ IGBO

IGBO MADE EASY

Learn In Igbo in 1 day

Learn In Igbo

Copyright � 2018-2020. Mother Tongue Academy. All Rights Reserved.We can be  reached  by Phone at (516) 442-9191  or by our Website  Contact  E-mail