Home
GRID: Conversation Part 3
IGBO (Anambra)/English Sentences |
29
Eeh
Eyi
Iye
Yes
|
30
Mba
No
|
31
Ebe ole?
Ebe one?
Where?
|
32
Oge Ole?
Oge One?
When?
|
33 Gịnị?
What?
|
34
Gịnị bụ aha gị?
Gịnị bụ afa gị?
------------------------------- Aha= Name
Afa= Name
What is your name?
|
35
Response: Aha m bụ Uchechi
Afa m bụ Uchechi
My name is Uchechi
|
36
Nke Ole?
Nke one?
Which?
|
37 Ego ole?
Ego one?
How much?
|
38 Otera anya?
Otelụ anya?
How far? |
39
Ọ dị anya?
Is it far?
|
40 Onye?
Who? |
41 Onye ka Ị bụ?
Who are you? |
42
Response: A bụ m nwaanyị Igbo
I am an Igbo woman |