Home
GRID: Que/Ans Part 1
Daily Questions/ Activities |
Igbo Daily Questions/ Answers |
1 Why? |
Gịnị
Gịnị mere I ji Ebe akwa akwa?
Gịnị melụ I ji ebe akwa?
Why are you crying
|
2
What?
|
Gịnị
Gịnị |
3
What is your name? |
Gịnị bụ aha gị?
Gịnị bụ afa gị?
|
4 Why are you abusing me? |
Gịnị mere I ji emegbu m?
Gịnị melụ I ji agha m arụ?
|
5 What is happening? |
Gịnị na-eme?
Gịnị na-afịọ?
Gịnị na-akpọtụ?
|
6 What do you want? |
Gịnị ka Ị chọrọ ?
Gịnị ka Ị chọlụ ?
|
7 What do you have? (Singular) What do you own? |
Gịnị ka I nwere?
Gịnị ka I nwelụ?
|
8
What does Mazi have? |
Gịnị ka Mazi nwere?
Gịnị ka Mazi nwelụ?
|
9
What do they have?(plural) |
Gịnị ka ha nwere?
Gịnị ka fa nwelụ?
|
10 What do Mazi, Ike and Uche have? |
Gịnị ka Mazi, Ike na Uche nwere?
Gịnị ka Mazi, Ike na Uche nwelụ?
|
11 What happened? |
Gịnị mere?
Gịnị melụ?
|
12 What are you looking for? |
Gịnị ka Ị na-achọ ?
Gịnị ka Ị na-achọ ?
|
13 What did he do? or He did what?
|
Gịnị ka O mere? O mere gịnị ?
Gịnị ka O melụ? O melụ gịnị ?
|
14 What is it?
|
Gịnị ?
|
15 What did he do that you dislike? |
Gịnị ka Ọ mere adighị gị nma?
Gịnị ka Ọ melu na-amasiro gị?
|
16 Which One? |
Nke Olee ?
Nke Onee ?
|
17 Which one do you like? |
Nke ole masịrị gị?
Nke one masịlị gị?
|
18 Which one is good? |
Nke ole dị nma?
Nke onee dị nma?
|
19 Which food do you like most? |
Ole nri masịrị gị karịa?
One nni masịlị gị kalịsịa?
|
20 Which Girl do you like most? |
Ole nwaanyị masịrị gị karịa?
Onee nwaanyị masịlị gị kalịsịa?
|
21 Which one was brought? |
Ole nke a zụrụ?
Onee nke A zụlụ?
|
22 Who cooked this meat? |
Onye sịrị anụ a?
Onye sịlị anụ a?
|
23 Which is the road to the market? |
Ole ụzọ e sị Aga ahịa?
Onee ụzọ e sị Eje afịa?
|
24 Who? |
Onye
Onye
|
25 Who is that? |
Onye bụ onye ahu?
Onye bụ onye anwa?
Onye bụ onye afu?
|
26 Who is coming? |
Onye na-abịa?
Onye na-abịa?
|
27 Who is calling you? |
Onye na-akpọ? {mp3}iqr4f.mp3{/mp3}
Onye na-akpọ?
|
28 Who are you? |
Onye ka Ị bụ?
Onye ka Ị bụ?
|
29 Who did it? |
Onye mere ya?
{mp3}iqr4m.mp3{/mp3}
Onye melụ ya?
|
30 Who is your father?
----------- Who is your mother? |
Onye bụ Nna gị?
Onye bụ Nna gị?
---------------------
Onye bụ Nne gị?
{mp3}iqr4q.mp3{/mp3}
Onye bụ Nne gị? |
31
Where? |
Ebe ole?
{mp3}iqr5a.mp3{/mp3}
Ebe onee?
|