Login and Register

Log in  \/ 
x
x
Register  \/ 
x

Home

GRID: Seen - Homes

Ihe a na-ahu n'ulo :  

Ife a na-afu n'uno :  

What you see at homes.             

           

 

English/Igbo

 

 Igbo

English

 

  

1  House

 

 

  Ụlọ

  

Ụnọ

 

 

Nne m na Nna m

zụrụ  ụlọ ọhụr

 

Nne m na Nna m

golu ụnọ ọfụl

 

 

 

My mother and

Father bought a

new house

My parents bought

a new home

 

 Nne = Mother

Nna = Father

Zụrụ = buy(bought)

Golu = buy(bought)

 

 Ụlo (Ụnọ) = house/home

Ohụru (ọfụlu) = new 

 

2  Living Room/

Parlour

Palọ

 

Mbara Ụnọ

 

living room

 

 

 Palọ anyị buru ibu

 

Mbara ụnọ anyị buru

ibu

 

Our living room

is large

 

 Vocabulary:

Palọ = Igbo version

of Parlour/living room

 anyị = our;

buru ibu= is big

 

 

 

 3  Bedroom

Nkpuka

ihi Ụra

 

Mkpuka

ilalụ ụla

 

Nke a bụ

"Nkpuka ihi

Ụra"

n'ụlọ anyị

 

 

Nke a bụ

"Mkpuka ilalụ ụla"n'ụnọ anyị

 

Nke a bụ

"Mkpuka ilalụ ụla"

na banyị

 

This is a bed room in

our house  

 

4   Food

 

Nri

 

Nni

 

Hamburger –

 

Hambọga

  -------------

 

Pounded Yam -

Nri ji

Nni ji

 

hm pounded yam

Pounded yam

  

Nne m ma esi nri

 

Nne m ma esi nni

 

My mother knows

how to cook

 

Nri a bụ hambọga

 

Nni a bụ hambọga

 

This food is hamburger

 -----------

Ihe a bụ nri ji

 

Ife a bụ nni ji

 

This is pounded yam

 

Vocabulary:

Nne = Mother;

ma = knows;

esi = to cook

 

 

 

 

 

 

 

Dinning Room/

Area

 

 hm dinning tables

Ebe a na-eri nri

Ebe a na-eli nni

Dinning Room/

Area

 

 

 

Anyị nọ n'ebe 

a na-eri nri"

n'ụlọ anyị

 

Anyị nọ n'Ebe a

na-eli nni

n'ụnọ anyị

 

We are eating

in our dinning

room/area

 

 

 6 Bathroom

 

 Mkpuka isa ahụ

 

Mkpuka isa arụ

 

 

hm bathroom 

 

 

 

 

 

 

Nke a bụ

"Mkpuka isa ahụ"

 

Nke a bụ

"Mkpuka

isa arụ"

 

This is a bathroom

  7 Toilet Seat

  

Mkpuka inyụ

mamịrị

Mkpuka

Inyụ amịlị

 

 hm toilet seat

 

 

Ebe a bụ

"Mkpuka inyụ

mamịrị"

 

Ebe a bụ

"Mkpuka Inyụ

amịlị

 

This is a toilet or

a place we pee

 

 

 

 

8  Chair, Seat,

Couch

Oche

Oche

 

 Nne m nwere ezigbo

"Oche" n'ụlọ anyị

Nne m nwelụ

ezigbo "Oche" n'ụnọ anyị

{mp3}gh8b{/mp3}

My mother has

a nice couch/

seat/chair in

our house

 

Box or

suite case

or a luggage

Igbe

Akpatị

 hm suiycase

 

 

Nna m zụrụ

"Igbe"

 

Nna m golu

"Akpatị"

My father

bought

a box or suite

case or

a luggage

 

 

10 Door

 

Ụzọ

Ụzọ

hm door1

 

 

Biko, mehee

"Ụzọ"

 

 

Biko, mehe kene

"Ụzọ"

Please, open the door

 

 

 

 

11  Window

 

Ụzọ nta

 hm window1

 

Biko, mechie

"Ụzọ nta"

 

 

Please, close the

window

 

 

12  Bed

 

Ákwá

Akwa

 

 

 

 

 Lekwa "Ákwá" m

 

Nekwa Ákwá m

 

Look at my bed

or

see my bed

 

 

13  Clothes

 

 

Akwa

Akwa

hm clothing

 

 

 

Nne nne m na-eyi

"Akwa" mara nma

 

Nne nne m na-eyi

"Akwa" malụ nma

  

My grand mother

Wears beautiful attire/clothing

 

 

14   Towel

 

Akwa ihicha ahụ

 

Akwa ificha arụ

hm towel

 

 

 

Akwa ihicha

ahụ m

dọkara adọka

 

Akwa nficha

arụ m dọkara

adọka

 

My towel is torn

 

 

15  Dress

  

Uwe

 

Afe

 

 

 

 Nwanne m

nwanyị

na-eyi "Uwe"

nke ukwuu

 

Nwanne m nwanyi

na-eyi Afe rie nne

 

My sister wears many 

dresses or outfits

 

 

16  Hat or Cap

 

Okpu

 

Okpu

 

 

"Okpu" mee

Mee ka eji ama

ndi Eze

 

"Okpu" mee mee ka eji

amalu ndi Eze

 

Red hats are

symbolic

of Kings (Eze)

 

 

17  Light

Ọkụ

Ọkụ

 

 

 

Ụlọ anyị n'ime

Obodo enweghị

"Ọkụ"

Ụnọ anyị n'ime

Obodo enwero "Ọkụ"

Our village house

does not have light

 

 18   Ceiling Fan

 

 

 

 Silin Fan

 Silin Fan

 

  

Nke a bụ "Silin Fan"

n'ụlọ anyị na 

Kalifonịa

 

Ife a bụ "Silin Fan"

n'ụnọ anyị na

Kalifonịa

 

This is a Ceiling

Fan in our home

in California

 

 

 19  Air Conditioner

 

Ntu Oyi

 Ntụ Oyi

 hm airconditioner

 

Ntu Oyi bara uru

na Naijiria

 

Ntụ Oyi balụ ụlụ

na Naijiria

 

Air Conditioner is

important in Nigeria

 

 

20   Shoes

 

Akpụkpọ ụkwụ

Akpụkpọ ụkwụ

 

 

 

 

Chinwe nwere

"Akpụkpọ ụkwụ"

 

 

Chinwe nwelụ

"Akpụkpọ ụkwụ"

 

Chinwe has Shoes

 

21  Mirror

Enyo

Enyo

 

 

 

 

Lee onwe gi

na "Enyo"

 

Kilie onwe

gi na "Enyo"

  

Nene onwe

gi na "Enyo"

 

Look at yourself in

the mirror

 

 

  22 Television (TV)

Ihe Onyinyo

Ife enyonyo

 

 

 

 

 

 

 

Anyị nwere

"Ihe

Onyinyo"

n'ụlọ anyị

Anyị nwelụ "Ife

enyonyo"

n'uno anyị

 

We have a TV in

 our house

 

 23  Dog

 

Nkịta

  Nkita

 

 

 

 Nkịta na-eche

ụlọ anyị nche

 

 Nkita na-eche

ụnọ anyị nche

 

A dog guards our home/house

 

24  Cats

Nwamba

Nwamba

 

 

 

 

 Nwamba dị n'ụlọ

anyị dị atọ

 

 

Nwamba dị n'ụnọ

anyị dị atọ

 

We have three

cats in our house/

home

 

  

25   Swimming Pool

 

Ebe igwu mmiri

 

 Ebe igwu mmili

hm swiming

 

 

Anyị nwere "Ebe a

na-egwu mmiri"

n'azụ ụlọ anyị

 

Anyị nwelụ "Ebe a

na-egwu mmili"

n'azụ ụnọ anyị

 

We have a swimming

pool in our back yard

 

 

 

 

 

 

 

 

 

IGBO AMAKA

ỤLỌAKWỤKWỌ IGBO

MỤTA IGBO

CULTURAL DANCE

MASQUERADE

EGWU DI YA

EDEMEDE IGBO

ONYE NKUZI IGBO

OLU ỤMỤ IGBO

IGBO MADE EASY

Learn In Igbo in 1 day

Learn In Igbo

Copyright � 2018-2020. Mother Tongue Academy. All Rights Reserved.We can be  reached  by Phone at (516) 442-9191  or by our Website  Contact  E-mail