Login and Register

Log in  \/ 
x
x
Register  \/ 
x

Uncategorised

Uncategorised

Socializing Part 2 - LV

Nmekorita 

 

 {audio}gs2pt01.mp3{/audio}

 

 Socializing (Part 2)

 

Socializing Words/Pictures

Igbo & English

15

Maka gịnị?

{audio}gs2pt15.mp3{/audio}

 

Whȳ

 

Maka gịnị ka iji chọọ

ka-anyi bido

ibụ enyị nwoke na

enyị nwanyị

{audio}gs2pt15a.mp3{/audio}

 Why do you like us to

start dating?

 

16

Nmasi

 

{audio}gs2pt16.mp3{/audio}

 

 

 Like

 

Nnenna, i masiri m

nke ukwuu

{audio}gs2pt16a.mp3{/audio}

Nnenna, i masili m

rie nne

{audio}gs2pt15b.mp3{/audio}

Nnenna, I like you

17

    Mara mma

{audio}gs2pt17.mp3{/audio}

malu nma

{audio}gs2pt17a.mp3{/audio}

 

Beautiful

 

  Ị bụ nwanyị mara mma

{audio}gs2pt17b.mp3{/audio}

 

  You’re a beautiful lady

 

18

Omalicha

 

{audio}gs2pt18.mp3{/audio}

 

 

Dazzling beauty

 

 

I bu omalicha nwanyi

{audio}gs2pt18a.mp3{/audio}

You are a dazzling

beauty

 

19

      Mma nwoke

 

{audio}gs2pt19.mp3{/audio}

 

     Handsome

I bu nwoke mara nma

{audio}gs2pt19a.mp3{/audio}

You are a handsome

man

20

 Daalu

 

{audio}gs2pt20.mp3{/audio}

 

 

    Thanks

 

Daalụ, maka ihe i chere

gbasara m

{audio}gs2pt20a.mp3{/audio}

 

Daalu maka ife ichelu

gbasalu m

{audio}gs2pt20b.mp3{/audio}

Thanks, for how you think about me.

21

        Eeh

{audio}gs2pt21.mp3{/audio}

    Yes

 

Eeh, ka anyi gbalia

{audio}gs2pt21a.mp3{/audio}

 

Eeh, ka anyi gbania

{audio}gs2pt21b.mp3{/audio}

 

Eeh, ka anyị nwaa

{audio}gs2pt21c.mp3{/audio}

 

Yes, let’s give it a shot

(let’s try it and see)


 

22

Mba

{audio}gs2pt22.mp3{/audio}

 

 No

Mba, nyetu m nwa oge

{audio}gs2pt22a.mp3{/audio}

 

Mba, nyetu m obele oge

{audio}gs2pt22b.mp3{/audio}

  No, give me more time

 

 

23

Jiri nwayọ

{audio}gs2pt23.mp3{/audio}

Jili nwayọ

{audio}gs2pt23a.mp3{/audio}

Take it easy

 

 Ka anyị jiri nwayọ

{audio}gs2pt23b.mp3{/audio}

 

Ka anyị jili nwayọ

{audio}gs2pt23c.mp3{/audio}

Let's take it easy

 

24

 Ịchị ọchị

{audio}gs2pt24.mp3{/audio}

Imu amụ

{audio}gs2pt24a.mp3{/audio}

 

To laugh

  Ị na-eme m ka m chịa ọchị

{audio}gs2pt24b.mp3{/audio}

I na-eme m ka mụo amụ

{audio}gs2pt24c.mp3{/audio}

 You make  laugh

   

 

25

Ikpa amụ

{audio}gs2pt25.mp3{/audio}

 

 To crack to  laugh

I na-akpa m amụ

{audio}gs2pt25a.mp3{/audio}

 

You crack me to  laugh

26

 Ime obi ọma

{audio}gs2pt26.mp3{/audio}

 

Ime obi ọma

 I na-eme m obi oma

{audio}gs2pt26a.mp3{/audio}

 

I na-eme m obi ọma

You make me happy

27

Iga legharia anya

{audio}gs2pt27.mp3{/audio}

 

Ije  neghalia anya

{audio}gs2pt27a.mp3{/audio}

 

 Going for a walk

A chọrọ m ka anyi

gaa legharia anya

{audio}gs2pt27b.mp3{/audio}

  

A chọlu m ka anyi jee

neghalia anya

{audio}gs2pt27c.mp3{/audio}

I want us to go for  a walk

28

Iga muvi

{audio}gs2pt28.mp3{/audio}

 

  Ije muvi

{audio}gs2pt28a.mp3{/audio}

 

 Going to movies

 

 Bia, ka anyi gaa muvi

{audio}gs2pt28b.mp3{/audio}

 

Bia, ka anyi jee muvi

{audio}gs2pt28c.mp3{/audio}

 

Come, let us go to the movies

 

29

Ite egwu

{audio}gs2pt29.mp3{/audio}

 

Igba egwu

{audio}gs2pt29a.mp3{/audio}

 

 

 Dancing

 

Ka mụ na gị ga tee egwu

{audio}gs2pt29b.mp3{/audio}

 

Ka mụ na gị je gbaa egwu

{audio}gs2pt29c.mp3{/audio}

 

Let both of us go out dancing

or

Let you and I go out dancing

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

Socializing Part 3 - LV

 Nmekorita

{audio}gs3pt01.mp3{/audio}

Socializing (Part 3)

   

Socializing Words/Pictures

Igbo & English

30

Iri nri n'ụlọ nri

{audio}gs3pt30.mp3{/audio}

 

 Ili nni n'ụnọ nnị

{audio}gs3pt30a.mp3{/audio}

 

Dinning out in a Restaurant

 

Ka anyi ga rie nri n’ulọ nri

dị na Manhattan

{audio}gs3pt30b.mp3{/audio}

 

Ka anyi je lie nni n’unọ nni

di na Manhattan

{audio}gs3pt30c.mp3{/audio}

Lets us go and eat in a

restaurant in Manhattan.

 

31

Iga igwu mmiri

{audio}gs3pt31.mp3{/audio}

 

Ije  igwu mmili

{audio}gs3pt31a.mp3{/audio}

 

 

 Go to swim

 

Bia, ka anyị gaa gwuo mmiri

{audio}gs3pt31b.mp3{/audio}

 

Bia, ka anyị jee gwuo  mmili

{audio}gs3pt31c.mp3{/audio}

 

Come, let us go  swimming

32

Lele  ndi na-agba bọolu

{audio}gs3pt32.mp3{/audio}

 

Nene  ndi na-agba boọlu

{audio}gs3pt32a.mp3{/audio}

 

 

Watch people playing ball

or 

Watch sports

 

Ka anyi gaa lele  ndi na-agba boọlu

{audio}gs3pt32b.mp3{/audio}

 

Ka anyi jee nene  ndi na-agba boọlu

{audio}gs3pt32c.mp3{/audio}

 

Let us go and watch people

playing ball

or

Let us go and watch sports

 

33

Ụbọchị ọmụmụ

{audio}gs3pt33.mp3{/audio}

 

Ụbọsị ọmụmụ

{audio}gs3pt33a.mp3{/audio}

 

 

 Birthday

 

Obị ụtọ nke Ụbọchị ọmụmụ

{audio}gs3pt33b.mp3{/audio}

  

Obị ụsọ nke Ụbọsị ọmụmụ

{audio}gs3pt33c.mp3{/audio}

 

  Happy birthday

34

Obị ụtọ nke Valantan

{audio}gs3pt34.mp3{/audio}

 

Obị ụsọ nke Valantan

{audio}gs3pt34a.mp3{/audio}

 

 Happy valentines

 

A na m enye gi ekele obi ụtọ nke Valantan

{audio}gs3pt34b.mp3{/audio}

 

A na m enye gi ekene obi ụsọ maka valantan

{audio}gs3pt34c.mp3{/audio}

I am wishing you a happy valentine

35

Obị ụtọ nke Ista

{audio}gs3pt35.mp3{/audio}

 

Obị ụsọ nke Ista

{audio}gs3pt35a.mp3{/audio}

Happy Easter

 

Ezigbo Obị ụtọ nke Ista

{audio}gs3pt35b.mp3{/audio}

 

Ezigbo Obị ụsọ nke Ista

{audio}gs3pt35c.mp3{/audio}

I wish you Happy Easter

36

Obị ụtọ nke Tanksgivin

{audio}gs3pt36.mp3{/audio}

 

Obị ụsọ nke Tanksgivin

{audio}gs3pt36a.mp3{/audio}

 

Happy Thanksgiving

 

Ezigbo Obị ụtọ nke Tanksgivin

{audio}gs3pt36b.mp3{/audio}

 

Ezigbo Obị ụsọ nke Tanksgivin

{audio}gs3pt36c.mp3{/audio}

Happy Thanksgiving

37 

Ekresmesi

{audio}gs3pt37.mp3{/audio}

 

Ekresmesi

 

Christmas

 

Obị ụtọ nke Ekresmesi

{audio}gs3pt37a.mp3{/audio}

 

Obị ụsọ nke Ekresmesi

{audio}gs3pt37b.mp3{/audio}

 

  Happy Christmas

38

Ihe arara

{audio}gs3pt38.mp3{/audio}

 

Ife nlacha

{audio}gs3pt38a.mp3{/audio}

 

 Suwiitii

{audio}gs3pt38b.mp3{/audio}

 

Sweet

 

Ihe orara na-adi ụmụ nwanyị  nma

{audio}gs3pt38c.mp3{/audio}

 

Ife nlacha na-asọ umu nwanyị ụsọ

{audio}gs3pt38d.mp3{/audio}

 

Suwiitii na-asọ umu nwanyị ụsọ rie nne

{audio}gs3pt38e.mp3{/audio}

 Sweets are great treats

for  women or

Women love sweets a lot

 

39

 Kandị

{audio}gs3pt39.mp3{/audio}

Kandị

 

 

 Candy

 

Kandi na-atọ ụtọ

{audio}gs3pt39a.mp3{/audio}

Kandi na-asọ ụsọ

{audio}gs3pt39b.mp3{/audio}

Candy tastes good

40

Ihe onyinye

{audio}gs3pt40.mp3{/audio}

  

Ife onyinye

{audio}gs3pt40a.mp3{/audio}

Gift box

or 

 Present

 

 Ike nyere Nkechi onyinye

{audio}gs3pt40b.mp3{/audio}

 

Ike nyelụ Nkechi onyinye

{audio}gs3pt40c.mp3{/audio}

 

Ike gave Nkechi a gift/present

41

Enyi

{audio}gs3pt41.mp3{/audio}

 

  Oyị

{audio}gs3pt41a.mp3{/audio}

 

   Friend

Ike na Nkechi bụ enyi

{audio}gs3pt41b.mp3{/audio}

 

 

Ike na Nkechi bụ oyị

{audio}gs3pt41c.mp3{/audio}

 

Ike and Nkechi are friends

42

Enyi nwoke na enyi nwanyị

{audio}gs3pt42.mp3{/audio}

 

Oyị nwoke na oyi nwanyị

{audio}gs3pt42a.mp3{/audio}

 

Boy friend and girl friend

 

Ike na Nkechi bụ enyi nwoke na enyi nwaanyị

{audio}gs3pt42b.mp3{/audio}

 

Ike na Nkechi bụ oyị nwoke na oyi nwanyị

{audio}gs3pt42c.mp3{/audio}

Ike and Nkechi are boy friend and girl friend

 

 

 

Socializing Part 4 - LV

 Nmekorita

{audio}gs4pt01.mp3{/audio}

Socializing Part 4

   

Socializing Words/Pictures

Sentences in

Igbo & English

43

  Idi na nma

{audio}gs4pt43.mp3{/audio}

    Idi na nma

 

 

    Like

 

Ike na Nkechi  dị na nma

{audio}gs4pt43a.mp3{/audio}

Ike na Nkechi di na nma

 

Ike and Nkechi like

each other

44

Ihu nanya

{audio}gs4pt44.mp3{/audio}

 

Ifụ nanya

{audio}gs4pt44a.mp3{/audio} 

 

     Love

 

 Ike hụrụ Nkechi na anya

{audio}gs4pt44b.mp3{/audio}

Ike  fụlụ Nkechi na anya

{audio}gs4pt44c.mp3{/audio}

 

Ike loves  Nkechi

45

    Ibi Oma

{audio}gs4pt45.mp3{/audio}

 

Iti obi

{audio}gs4pt45a.mp3{/audio}

 

   Hugging

 

Ike na Nkechi na-ebi ọma

{audio}gs4pt45b.mp3{/audio}

 

Ike na Nkechi na-eti obi

{audio}gs4pt45c.mp3{/audio}

 

Ike and Nkechi are hugging  

46

Iriọ arịo ọlụlụ

{audio}gs4pt46.mp3{/audio}

 

Ịyọ ayịyịọ ọnụnụ

{audio}gs4pt46a.mp3{/audio}

 

 Marriage proposal

 

Ike na-ariọ Nkechi arịrịọ ọlụlụ

{audio}gs4pt46b.mp3{/audio}

 

Ike na-ayọ Nkechi ayịyịọ ọnụnụ

{audio}gs4pt46c.mp3{/audio}

 

 

Ike is proposing to marry  Nkechi

 

47

Mgbala aka

{audio}gs4pt47.mp3{/audio}

 

   Mgbana aka

{audio}gs4pt47a.mp3{/audio}

 

 Ring

 

 ----------------------------

Mgbala aka ilụ di na nwuye

{audio}gs4pt47b.mp3{/audio}

  

Mgbana aka ilụ di na nwuye

{audio}gs4pt47c.mp3{/audio}

 

 

   Wedding Ring/Band

 

Ike nyere Nkechi mgbala aka ọlụlụ

{audio}gs4pt47d.mp3{/audio}

 

Ike nyelụ Nkechi mgbana aka ọnụnụ

{audio}gs4pt47e.mp3{/audio}

Ike gave Nkechi an 

engagement ring

--------

Ike  na Nkechi yi mgbala

aka di na nwunye

{audio}gs4pt47f.mp3{/audio}

Ike  na Nkechi yi mgbana aka di na nwunye

{audio}gs4pt47g.mp3{/audio}

 

Ike and Nkechi are wearing their Wedding Ring/Band

 

48

Igba akwụkwọ

{audio}gs4pt48.mp3{/audio}

 

Igba akwụkwọ

 

  Wedding

Ike na Nkechi gbara akwụkwọ

{audio}gs4pt48a.mp3{/audio}

 

Ike na Nkechi gbalụ akwukwọ

{audio}gs4pt48b.mp3{/audio}

 

Ike and Nkechi had a wedding

49

Ememe igba akwụkwọ

{audio}gs4pt49.mp3{/audio}

 

Ememe agbama akwụkwọ

{audio}gs4pt49a.mp3{/audio}

 

Wedding Party/Celebration

Ike na Nkechi mere ememe igba akwụkwọ

{audio}gs4pt49b.mp3{/audio}

 

Ike na Nkechi melụ ememe agbama akwụkwọ

{audio}ps49c.mp3{/audio}

Ike and Nkechi had a Wedding Party

50

ịmị Ọnụ

{audio}gs4pt50.mp3{/audio}

 

ịmị Ọnụ

 

Kissing

 

Di na Nwunye na-amị ọnụ

{audio}gs4pt50a.mp3{/audio}

 

Di na nwunye na-amị Ọnụ

Husband and wife are kissing

51

 Nri ezi na ụlọ

{audio}gs4pt51.mp3{/audio}

 

Nni Ezi na ụnọ

{audio}gs4pt51a.mp3{/audio}

 

Family Dinning

 

Anyị na-eri nri ezi na ụlọ

{audio}gs4pt51b.mp3{/audio}

 

Anyị na-eli nni Ezi na ụnọ

{audio}gs4pt51c.mp3{/audio}

 

We are eating like

a family Dinning

52

Izụ ahịa

{audio}gs4pt52.mp3{/audio}

 

Izu afịa

{audio}gs4pt52a.mp3{/audio}

 

Shopping

 

Mu na di m gara ahia

{audio}gs4pt52b.mp3{/audio}

 

Mụ na di m jelu afịa

{audio}gs4pt52c.mp3{/audio}

 

My husband and I went shopping

 

Nkechi na enyi ya nwoke gara ahia

{audio}gs4pt52d.mp3{/audio}

 

Nkechi na ọyị ya nwoke jelụ afịa

{audio}gs4pt52e.mp3{/audio}

 

Nkechi and  her boy friend went shopping

----

Ha gara ahịa

{audio}gs4pt52f.mp3{/audio}

 

Fa jelụ afia

{audio}gs4pt52g.mp3{/audio}

They went shopping

53

Mmekpa ahụ

{audio}gs4pt53.mp3{/audio}

 

Nsogbu

{audio}gs4pt53a.mp3{/audio}

 

 

Problem/Not feeling well

 

Afọ na-arụ m

{audio}gs4pt53b.mp3{/audio}

 

I have a stomach ache or  My stomach is paining me

-----

Ahụ na-enye m mmekpa ahụ

{audio}gs4pt53c.mp3{/audio}

 

Ahụ na enye m nsogbu

{audio}gs4pt53d.mp3{/audio}

 

 I am  not feeling well

54

Kpọọ Dịbịa Bekee

{audio}gs4pt54.mp3{/audio}

 

Kpọọ Dokinta

{audio}gs4pt54a.mp3{/audio}

 

Call a Doctor

 

Biko, kpọọrọ m Dịbịa Bekee

{audio}gs4pt54b.mp3{/audio}

 

Biko, Kpọọlụ m Dokinta

{audio}gs4pt54c.mp3{/audio}

 

Please, call a Doctor for me

55

      Ụlọ ọgwụ

{audio}gs4pt55.mp3{/audio}

      

Ụnọ Ọgwụ

{audio}gs4pt55a.mp3{/audio}

 

      Hospital

 

 Kpọrọ m gaa  ụlọ ọgwụ

{audio}gs4pt55b.mp3{/audio}

 

Kpooga m ụnọ ọgwụ

{audio}gs4pt55c.mp3{/audio}

 

Take me to the Hospital

56

   Ime

{audio}gs4pt56.mp3{/audio}

   Ime

 

Pregnant

 

Nwunye m di ime ejima

{audio}gs4pt56a.mp3{/audio}

Nwunye m di ime ejima

 

My wife is pregnant with twins

57

Imụ nwa

{audio}gs4pt57.mp3{/audio}

 

Imụ nwa

 

Child birth

 

 Nwunye m mụrụ ejima

{audio}gs4pt57a.mp3{/audio}

 

Nwunye m mụlụ ejima

{audio}gs4pt57b.mp3{/audio}

 

My wife gave birth to a set of twins

 

58

        Kedụ?

{audio}gs4pt58.mp3{/audio}

      Kedụ?

 

       How? 

 

Kedu maka ụmụ gi?

{audio}gs4pt58a.mp3{/audio}

Kedu maka ụmụ gi?

 

  How are your children?

59

       Nke ọma

{audio}gs4pt59.mp3{/audio}

     

Ọfụma

{audio}gs4pt59a.mp3{/audio}

 

         Fine

 

 Ụmụaka m nọ nke ọma

{audio}gs4pt59b.mp3{/audio}

 

Ụmụaka m nọ ọfụma

{audio}gs4pt59c.mp3{/audio}

 

My children are doing fine

60

Kedu maka ndi nke gị

{audio}gs4pt60.mp3{/audio}

Kedu maka ndi nke gị

 

 

How about yours

 

 Ndi nke m nọ nke ọma

{audio}gs4pt60a.mp3{/audio}

 

Ndi nke m nọ ọfụma

{audio}gs4pt60b.mp3{/audio}

 

Mine (children)  are doing fine

IGBO AMAKA

ỤLỌAKWỤKWỌ IGBO

MỤTA IGBO

CULTURAL DANCE

MASQUERADE

EGWU DI YA

EDEMEDE IGBO

ONYE NKUZI IGBO

OLU ỤMỤ IGBO

IGBO MADE EASY

Learn In Igbo in 1 day

Learn In Igbo

Copyright � 2018-2020. Mother Tongue Academy. All Rights Reserved.We can be  reached  by Phone at (516) 442-9191  or by our Website  Contact  E-mail